Preface
Read
+
Publisher
Nainoia, Inc.
PO Box 462, Bellefonte, PA 16823
(814) 470-8028
Nainoia Inc, Publisher
LinkedIn/NAINOIA-INC
Third Party Publisher Resources
Request Custom Formatted Verses
Please contact us below
Submit your proposed corrections
I understand that the Aionian Bible republishes public domain and Creative Commons Bible texts and that volunteers may be needed to present the original text accurately. I also understand that apocryphal text is removed and most variant verse numbering is mapped to the English standard. I have entered my corrections under the verse(s) below. Proposed corrections to the The Igbo Holy Bible for Everyone, Psalms Chapter 124 https://www.AionianBible.org/Bibles/Igbo---Igbo-Bible/Psalms/124 1) Abụ nrigo. Nke Devid. A sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, ka Izrel kwuo, 2) a sị na Onyenwe anyị adịnyereghị anyị, mgbe ndị mmadụ biliri imegide anyị, 3) mgbe iwe ha rere dịka ọkụ megide anyị, ha gaara eloda anyị na ndụ; 4) idee mmiri gaara iri anyị, oke mmiri gaara ebufu anyị, 5) ebili mmiri niile gaara ebufu anyị. 6) Ma otuto dịrị Onyenwe anyị, onye na-ekweghị ka ha jiri eze ha dọrie anyị. 7) Anyị agbanarịla ha dịka nwa nnụnụ si gbanarị ọnya osi ọnya chọrọ iji jide ya; ọnya ahụ agbajiela, anyị ewezugakwala onwe anyị, nwere onwe anyị. 8) Inyeaka anyị dị nʼaha Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa. Additional comments?
Refresh Captcha
The world's first Holy Bible un-translation!