< UHezekheli 28 >

1 Ilizwi leNkosi laselifika kimi futhi lisithi:
Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
2 Ndodana yomuntu, tshono kusiphathamandla seTire: Itsho njalo iNkosi uJehova: Ngoba inhliziyo yakho iziphakamisile, njalo utshilo ukuthi: Mina nginguNkulunkulu, ngihlezi esihlalweni sikaNkulunkulu enhliziyweni yezinlwandle; kanti wena ungumuntu, hatshi-ke uNkulunkulu, lanxa umisa inhliziyo yakho njengenhliziyo kaNkulunkulu.
“Nwa nke mmadụ, gwa eze Taịa, ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị sịrị: “‘Nʼihi nganga nke juru gị obi, ị na-ekwu sị, “Mụ onwe m bụ chi, mụ onwe m na-anọkwasị nʼocheeze nke otu chi, nke dị nʼetiti oke osimiri niile.” Ma gị onwe gị bụ mmadụ efu, ị bụghị chi, ọ bụ ezie na ị na-eche na ị mara ihe dịka chi.
3 Khangela, uhlakaniphile kuloDaniyeli; kakulamfihlo abangayifihla kuwe.
Ị maara ihe karịa Daniel? Ọ bụ na o nweghị ihe e zoro ezo nʼebe ị nọ?
4 Ngenhlakanipho yakho langokuqedisisa kwakho uzenzele inotho, wabuthela igolide lesiliva kokuligugu kwakho.
I werela amamihe gị na nghọta gị nwetara onwe gị akụ, tụkọba ọlaedo na ọlaọcha, nʼime ụlọakụ gị dị iche iche.
5 Ngobukhulu benhlakanipho yakho ekuthengiselaneni kwakho wandisile inotho yakho; lenhliziyo yakho iphakeme ngenxa yenotho yakho.
E, mmụta nʼịzụ ahịa gị emeela ka ị ghọọ ọgaranya, nʼihi akụnụba inwere ị bụrụla onye na-akpa nganga.
6 Ngakho itsho njalo iNkosi uJehova: Ngoba usumise inhliziyo yakho njengenhliziyo kaNkulunkulu,
“‘Ya mere, nke a bụ ihe Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị na-ekwu; “‘ebe ọ bụ na ị gụrụ onwe gị dịka onye maara ihe onye maara ihe dịka chi,
7 ngakho, khangela, ngizaletha abezizwe phezu kwakho, abesabekayo bezizwe; abazahwatsha izinkemba zabo bemelene lobuhle benhlakanipho yakho, bangcolise inkazimulo yakho.
ana m aga ịkpọbata ndị mba ọzọ megide gị, bụ mba kachasị mba niile dị iche iche njọ na-enweghị obi ebere. Ha ga-amịpụta mma agha ha megide ịma mma gị na amamihe gị, ha ga-adụwakwa ebube nke mma gị.
8 Bazakwehlisela phansi egodini, ufe izimfa zalabo ababulawelwa enhliziyweni yezinlwandle.
Ha ga-eme ka ị rịdaruo nʼolulu nke ala mmụọ. Ị ga-anwụ ọnwụ ike nʼetiti oke osimiri niile.
9 Usezakutsho yini phambi kwabakubulalayo: NginguNkulunkulu? Kanti ungumuntu, hatshi-ke uNkulunkulu, esandleni salowo okugwazayo.
Mgbe nke a mere, ị ga-asị, “Mụ onwe m bụ chi,” nʼihu ndị ahụ na-egbu gị? Ma gị onwe gị bụ mmadụ efu, ị bụghị chi, nʼaka ndị ahụ na-egbu gị.
10 Uzakufa izimfa zongasokanga ngesandla sabezizwe; ngoba mina ngikhulumile, itsho iNkosi uJehova.
Ị ga-anwụ ọnwụ dịka ndị a na-ebighị ugwu, site nʼaka ndị ọbịa. Mụ onwe m ekwuola, otu a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwubiri.’”
11 Ilizwi leNkosi lafika kimi futhi lisithi:
Okwu nke Onyenwe anyị rutere m ntị, sị,
12 Ndodana yomuntu, phakamisa isililo ngenkosi yeTire, uthi kiyo: Itsho njalo iNkosi uJehova: Wena uphawule okupheleleyo, ugcwele inhlakanipho, uphelele ngobuhle.
“Nwa nke mmadụ, bulie abụ akwa banyere eze Taịa ma gwa ya, ‘Ihe a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, “‘Gị onwe gị bụ akara izuoke, ị jupụtara na amamihe na ịma mma.
13 WawuseEdeni, isivande sikaNkulunkulu; lonke ilitshe eliligugu laliyisimbombozo sakho, isardiyusi, itopazi, lendayimana, ibherule, i-onikse, lejaspi, isafire, i-emeraldi, lerubi, legolide; umsebenzi wezigujana zakho lemihlanga yakho wawukuwe; ngosuku owadalwa ngalo walungiswa.
Ị nọ nʼIden, nʼubi Chineke a gbara ogige. Nʼebe ahụ ka e ji nkume dị oke ọnụahịa ndị a chọọ gị mma, rubi, na topaazi, na emeralụdụ, na krisolaịt, na ọniks, na jaspa, na safaia, na tọkwọisi, na beril. A rụnyere nkume ndị a niile nʼime ọlaedo. Ọ bụkwa nʼụbọchị ahụ e kere gị ka e doziri ha.
14 Wena ulikherubhi eligcotshiweyo elisibekelayo, njalo ngikumisile; wawuphezu kwentaba engcwele kaNkulunkulu; wahamba usiya le lale phakathi kwamatshe omlilo.
Ahọpụtara m gị mee gị ka ị bụrụ cherub, ọrụ ahụ e doro gị iche ịrụ. Ọ bụ nʼugwu nsọ Chineke ka ị na-anọ, na-ejegharịkwa nʼetiti nkume ndị ahụ na-acha ọkụ.
15 Wawuphelele ezindleleni zakho kusukela osukwini owadalwa ngalo kwaze kwatholakala ububi kuwe.
Ị bụ onye na-enweghị ịta ụta nʼụzọ gị niile site nʼụbọchị e kere gị, tutu ruo mgbe a hụrụ ajọ omume nʼime gị.
16 Ngobunengi bokuthengiselana kwakho sebegcwalise ingaphakathi yakho ngodlakela, wasusona. Ngakho ngizakulahla njengongcolisiweyo usuke entabeni kaNkulunkulu, ngikuchithe, wena kherubhi elisibekelayo, usuke phakathi kwamatshe umlilo.
Site nʼịba ụba nke ọzụzụ ahịa gị ị ghọrọ onye na-eme ihe ike, si otu a mehiekwa. Nʼihi ya, esi m nʼugwu Chineke chụpụ gị, nʼihi adịghị nsọ gị. Esitekwara m nʼetiti nkume ọkụ ndị ahụ chụpụ gị, gị cherub na-ekpuchi ekpuchi.
17 Inhliziyo yakho yaziphakamisa ngenxa yobuhle bakho; wonakalise inhlakanipho yakho ngenxa yenkazimulo yakho. Ngizakuphosela emhlabathini; ngizakumisa phambi kwamakhosi ukuze akubone.
Obi gị jupụtara na nganga nʼihi ịma mma gị, i mere ka amamihe gị bụrụ ihe rụrụ arụ nʼihi ebube nke ịma mma gị. Nʼihi ya, achụdara m gị, tụọ gị nʼala, mee ka ị bụrụ ihe nlere anya nye ndị eze niile.
18 Ngobunengi beziphambeko zakho, ngobubi bokuthengiselana kwakho, ungcolise indawo zakho ezingcwele; ngakho ngizakhupha umlilo ngaphakathi kwakho, wona uzakuqeda, ngikwenze ube ngumlotha emhlabathini emehlweni abo bonke abakubonayo.
Nʼihi ọtụtụ mmehie gị, na ịzụ ahịa aghụghọ gị, i meela ka ụlọnsọ gị niile ghọọ ihe rụrụ arụ. Nʼihi ya, emere m ka ọkụ si nʼetiti gị pụta, repịa gị. Ka ị ghọọ ntụ nʼelu ala, nʼihu ndị ahụ niile na-ele gị anya.
19 Bonke abakwaziyo phakathi kwezizwe bazamangala kakhulu ngawe; uzakuba yizesabiso, kawusayikuba khona kuze kube nininini.
Ndị niile maara gị ka ihe ndị a juru anya, nʼihi na ị ghọọla ihe oke egwu. Ị laala nʼiyi ruo ebighị ebi.’”
20 Ilizwi leNkosi lafika kimi futhi, lisithi:
Okwu Onyenwe anyị ruru m ntị, sị,
21 Ndodana yomuntu, misa ubuso bakho bumelene leSidoni, uprofethe ngayo,
“Nwa nke mmadụ, chee ihu nʼebe Saịdọn dị buo amụma megide ya,
22 uthi: Itsho njalo iNkosi uJehova: Khangela, ngimelene lawe, wena Sidoni, ngizadunyiswa phakathi kwakho. Njalo bazakwazi ukuthi ngiyiNkosi lapho sengenze izahlulelo phakathi kwayo, ngangcweliswa kiyo.
ma kwuo, ‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru, “‘Mụ onwe m na-emegide gị, gị Saịdọn, nʼetiti unu ka m ga-egosipụta otuto m. Unu ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị mgbe m mere ka ahụhụ dakwasị unu, nʼime unu, a ga-anwapụta na m bụ onye dị nsọ.
23 Ngoba ngizathumela umatshayabhuqe wesifo kiyo, legazi ezitaladeni zayo; labalimeleyo bazakuwa phakathi kwayo ngenkemba phezu kwayo inhlangothi zonke. Njalo bazakwazi ukuthi ngiyiNkosi.
Aga m ezite ajọ ọrịa na-efe efe, nke ga-emegide ya, meekwa ka ọbara jupụta nʼokporoụzọ ya niile. Ndị e gburu egbu ga-ada nʼime ya, site na mma agha nke ga-abịakwasị ya nʼakụkụ niile. Mgbe ahụ, ha ga-amata na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị.
24 Njalo kakusayikuba khona kuyo indlu yakoIsrayeli ukhula oluhlabayo kumbe ameva azwisa ubuhlungu kuvela kubo bonke ababahanqileyo ababadelelayo. Njalo bazakwazi ukuthi ngiyiNkosi uJehova.
“‘Ụlọ Izrel agaghị enwekwa mba kpọrọ ha asị gbara ha gburugburu ndị dịka uke, nke na-adụ adụ, na ogwu nke na-egbu mgbu. Ha ga-amatakwa na mụ onwe m bụ Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị.
25 Itsho njalo iNkosi uJehova: Nxa sengibuthe indlu kaIsrayeli ivela ezizweni abahlakazwe kizo, ngangcweliswa kubo emehlweni ezizwe, kulapho bezahlala elizweni labo engalinika inceku yami uJakobe.
“‘Ihe ndị a ka Onye kachasị ihe niile elu, bụ Onyenwe anyị kwuru: Ndị Izrel ga-alọghachi biri nʼala nke aka ha ọzọ, ala nke m nyere nna ha Jekọb ohu m. Nʼihi na aga m esite na mba niile ha gbasasịrị chịkọtaa ha, si otu a gosi mba niile nke ụwa ịdị nsọ m.
26 Njalo bazahlala kilo belondolozekile, bakhe izindlu, bahlanyele izivini; yebo, bazahlala belondolozekile nxa sengenze izahlulelo phezu kwabo bonke ababadelelayo inhlangothi zonke. Lapho bazakwazi ukuthi ngiyiNkosi uNkulunkulu wabo.
Ha ga-ebi nʼala a na ntụkwasị obi. Ha ga-ewu ụlọ, kụọ ubi vaịnị, birikwa na-atụghị egwu ọbụla. Mgbe m pịachara mba niile dị ha gburugburu ụtarị, bụ mba ndị ahụ mekpara ha ahụ, mgbe ahụ, ha ga-amata nʼezie na mụ onwe m bụ Onyenwe anyị Chineke ha.’”

< UHezekheli 28 >