< Waiata 129 >

1 He waiata; he pikitanga. He ki tenei ma Iharaira, Ka maha a ratou tukinotanga i ahau o toku tamarikitanga ake;
Abụ nrigo. Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ka Izrel kwuo.
2 Ka maha a ratou tukinotanga i ahau o toku tamarikitanga ake; heoi kihai ahau i taea e ratou.
“Site na mgbe m bụ nwantakịrị, ha kpagburu m ọtụtụ oge, ma ha enweghị ike merie m.
3 I parautia toku tuara e nga kaiparau; he roa a ratou parautanga.
Ndị ikom na-akọ ubi akọgharịala azụ m dịka ala ubi, mee ebe ha kọrọ akọ ka ọ dị ogologo.
4 He tika ta Ihowa: motu pu i a ia nga aho a te hunga kino.
Ma Onyenwe anyị bụ onye ezi omume; ọ tọpụla m site nʼagbụ niile nke ndị ajọ omume.”
5 Kia whakama, kia whakahokia ki muri, te hunga katoa e kino nei ki Hiona.
Ka ndị niile kpọrọ Zayọn asị bụrụ ndị ga-alaghachi azụ nʼihere.
6 Kia rite ratou ki te tarutaru i nga tuanui, e memenge nei i te mea kiano i tupu ake.
Ka ha niile dịrị ka ahịhịa na-epu nʼelu ụlọ nke na-akpọnwụ tupu o pupụta;
7 E kore nei e ki te ringa o te kaikoti, te uma hoki o te kaipaihere.
nke onye na-ewe ihe ubi na-adịghị eji ha kpojuo aka ya abụọ, maọbụ onye mkpokọta e nwee ike kpojuo aka ya.
8 E kore ano te hunga e haere ana i te taha e mea, Kia tau ki a koutou te manaaki a Ihowa: ko ta matou manaaki tenei ki a koutou i runga i te ingoa o Ihowa.
Ka ndị si nʼụzọ na-agafe hapụ ị sị ha, “Ngọzị Onyenwe anyị dịrị unu. Anyị na-agọzi unu nʼaha Onyenwe anyị.”

< Waiata 129 >