< Banzembo 49 >

1 Nzembo ya bana ya Kore. Wuta na buku ya mokambi ya bayembi. Bino bikolo nyonso, boyoka malamu makambo oyo; bino bavandi nyonso ya mokili, boyoka,
Abụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ ụmụ Kora. Abụ Ọma. Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile! Geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼụwa,
2 bato pamba mpe bato minene, bazwi mpe babola:
ma ndị dị ala ma ndị dị elu, ma onye ọgaranya ma onye ogbenye.
3 Monoko na ngai ekoloba maloba ya bwanya; motema na ngai ekanisi makambo oyo ekopesa bino bososoli.
Aga m ekwu okwu amamihe, ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta.
4 Nayokaka masese, mpe nalimbolaka sambole na nzela ya lindanda.
Aga m aṅa ntị nye ilu, aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m.
5 Mpo na nini nabanga na tango ya pasi, tango mabe ya bakosi ezingeli ngai,
Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara, mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu,
6 ba-oyo batielaka bomengo na bango motema mpe bamikumisaka mpo na bofuluki ya bozwi na bango?
ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha.
7 Moko te akoki kosikola ndeko na ye, moko te akoki kofuta mbongo epai ya Nzambe mpo na lisiko na ye.
O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ, maọbụ nye Chineke ụgwọ e ji agbara onye ahụ,
8 Talo ya bomoi na ye eleki motuya makasi, mpe ekotikala kofutama te.
nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ, o nweghị ụgwọ a ga-akwụ nke ga-ezu,
9 Akokaki kozala na bomoi libela na libela, mpe akokaki kokufa te.
nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi, ma hapụ ịnwụ.
10 Solo, tomonaka bato ya bwanya kokufa elongo na zoba mpe moto oyo azangi mayele, mpe batikaka bomengo na bango epai ya bato mosusu.
Nʼihi na mmadụ niile na-ahụ na ndị amamihe na-anwụ, ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche na-anwụkwa, si otu a hapụrụ ndị ọzọ akụnụba ha.
11 Bakunda na bango nde ekomaka bandako na bango mpo na libela, mpe bisika na bango ya kovanda mpo na seko na seko, atako bapesaki na bitando na bango ya mabele bakombo na bango mpo ete ebengamaka na yango.
Ili ha na-aghọ ụlọ ha ruo ebighị ebi, ebe obibi ha ruo ọgbọ niile nʼagbanyeghị na ha gụrụ ọtụtụ ala aha ha.
12 Mozwi akowumelaka te na bomoi; ata aleki na lokumu, akokani na nyama oyo ezali kokufa.
Ma mmadụ, nʼagbanyeghị akụnụba ya, aghaghị ịnwụ, dịka anụ ọhịa, ọ ga-anwụkwa.
13 Yango nde suka ya bato oyo batiaka elikya kati na bango moko, ya bato oyo balandaka bango mpe basepelaka na maloba na bango.
Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha, na ndị na-eso ụzọ ha, ndị na-akwado okwu ha. (Sela)
14 Bazali lokola bameme mpe babongisami mpo na mboka ya bakufi; kufa ekokoma kobokola bango. Kala te, bato ya sembo bakonyata bango, kitoko na bango ekonzuluka, mpe mboka ya bakufi ekokoma ndako na bango. (Sheol h7585)
Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha, ọnwụ ga-abụ onye na-azụ ha dịka atụrụ, ma ndị na-eme ihe ziri ezi ga-emeri ha nʼụtụtụ. Ozu ha ga-erekasị nʼime ili nʼebe dị anya site nʼụlọeze ha. (Sheol h7585)
15 Kasi Nzambe akokangola bomoi na ngai wuta na maboko ya mboka ya bakufi, pamba te akokamata ngai. (Sheol h7585)
Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili, nʼezie, ọ ga-akpọrọ m nye onwe ya. (Sela) (Sheol h7585)
16 Komitungisaka te soki moto moko akomi kofuluka na bozwi, soki kongenga ya ndako na ye ekomi komata se komata.
Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba,
17 Pamba te akomema ata eloko moko te tango akokufa; bomengo na ye ekolanda ye te.
nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili.
18 Atako, wana azalaki na bomoi, azalaki komimona moto apambolama— atako bato bakokumisa yo, pamba te omisali bolamu—
Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ, ọ bụ ezie na ndị mmadụ na-eto gị mgbe ị na-enwe ọganihu,
19 okokende kaka kokutana na bakoko na yo oyo bakotikala komona lisusu pole te.
ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya ndị na-agaghị ahụkwa ìhè ọzọ.
20 Moto oyo azali mozwi, kasi azangi bososoli, azali lokola nyama oyo ezali kokufa.
Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi.

< Banzembo 49 >