< Mkpughe 12 >

1 Oke ihe ịrịbama pụtara ihe nʼeluigwe, otu nwanyị e yikwasịrị anyanwụ dịka uwe. Ọnwa dịkwa nʼokpuru ụkwụ ya abụọ. Okpueze nwee kpakpando iri na abụọ dịkwa ya nʼisi.
Hwawabhaje hwabhoneha amwanya: ashe akwinshiwe nisanya, alinomwezi pansi yemanama gakwe; netaji eye ntondwe olingo limo nazibhele yali pamwanya pitwe lyakwe.
2 Ọ dị ime, na-etikwa mkpu nʼihi ahụhụ na ihe ụfụ nke ọmụmụ nwa.
Ali nolwanda na alialila nabhawa—aje apape akhetwe aje apape.
3 Mgbe ahụ, ihe ama ọzọ pụtara ihe nʼeluigwe, agwọ ochie nke dị ukwuu na-acha uhie uhie a na-akpọ dragọn, nke nwere isi asaa na mpi iri. O kpukwasịkwara okpueze asaa nʼisi ya.
Ohwabhele hwabha hwabhoneshe amwanya: Enya! Hwali noguzoha ogusha mwamu igosi lyashele lyali namatwe saba nempeta ilongo limo, hali netaji saba humatwe gakwe.
4 O nwere ọdụdụ nke o ji dọkpụrụ otu ụzọ nʼime ụzọ atọ nke kpakpando niile dị nʼeluigwe, tụda ha nʼala. Ọ bịara guzo nʼihu nwanyị ahụ na-achọ ịmụpụta nwa ahụ ọ dị ime ya, nọọ na njikere iri nwantakịrị ahụ ma a mụpụta ya.
Oswiha lwakwe lwakhete etheluthi emo eye ntondwe amwanya nazitaje pansi pensi. Oguzoha gwahemeleye witagalila, eyashe yali apalamiye apape, aje wakati na papa amile omwana wakwe.
5 Ọ mụpụtara nwantakịrị nwoke, “onye ga-ejikwa mkpara ọchịchị chịa mba niile ọchịchị.” Nʼotu oge ahụ kwa, e si nʼebe ahụ wepụ nwata ahụ were ya gaa nʼebe Chineke nọ nʼeluigwe nʼocheeze ya.
Apepe omwana, oweshi lume, yashele abha tabhale ensizyonti hundesa eijela. Omwana wakwe wavuutwa amwanya hwa Ngolobhe hwitengo elye umwene,
6 Ma nwanyị ahụ si nʼebe ahụ gbapụ gbalaa nʼọzara ebe Chineke kwadebere na ọ ga-anọ. Ebe ahụ ka a ga-elekọta ya anya nke ọma otu puku ụbọchị na narị ụbọchị abụọ na iri ụbọchị isii.
neshe anyililie huisengo, pashele Ongolobhe ali alengenye pieneo kwa sababu yamwene aje ahudumiwe ensiku 1, 260.
7 Mgbe ahụ, agha dapụtara nʼeluigwe. Maikel na ndị mmụọ ozi ya buru agha megide agwọ ochie ahụ (a na-akpọ dragọn). Dragọn ahụ na ndị mmụọ ozi ya bukwara agha nke ha,
Eshi hweli nibho amwanya. O Mikaeli na antumi bhakwe bhakhomene nola enzoha; wape onzola ogosi na antumi bhakwe bhakhomana nabho.
8 ma e meriri ha, ha enwekwaghị ọnọdụ ọbụla nʼeluigwe.
Lelo onzoha sagaline nguvu. Ezyamene hagapahabha nenafasi amwanya kwaajili yakwe nantumi bhakwe.
9 Dragọn ukwu ahụ, bụ agwọ ochie ahụ a na-akpọ ekwensu maọbụ Setan, nke na-eduhie ndị niile bi nʼụwa. A tụdara ya nʼụwa, ya na ndị mmụọ ozi ya niile.
Joka mkubwa—yule nyoka hudanganya - dunia nzima akatupwa chini katika dunia, na malaika zake wakatupwa chini pamoja naye.
10 Mgbe ahụ, anụrụ m oke olu si nʼeluigwe na-ada sị, “O mezuola nʼikpeazụ, bụ nzọpụta Chineke na ike na alaeze Chineke anyị, na ikike ịchị isi Kraịst ya, ha abụrụla ihe dị ire. Nʼihi na e sitela nʼeluigwe chụtuo onye ahụ na-ebo ụmụnna anyị ebubo. Ọ na-ebo ha ebubo ehihie na abalị nʼihu Chineke.
Shesho nonvwa esauti engosi afume amwanya: “Eshi olokoole wenzele, enguvu—no umwene wa Ngolobhe wetu, na madalaka ga Kilisiti wakwe. Afwatane oshitaka owaholo bhetu aponyizewe pansi —yashele abhatakile witagalila wa Ngolobhe wetu pasanya no siku.
11 Ha lụgburu ya nʼagha site nʼọbara Nwa atụrụ ahụ na site nʼama nke okwu ọnụ ha, nʼihi na ha ahụghị ndụ ha nʼanya karịa, kama ha jikere inye ndụ ha ọbụladị ruo nʼọnwụ.
Bhamenile hwidanda elya Mwanangole na hwizu elya ohushuda wabho, kwa maana sebhagene sana amaisha gabho, paka afwe.
12 Ya mere, ṅụrịanụ ọṅụ eluigwe ma unu ndị niile bi nʼime ya. Ma ahụhụ dịrị unu ndị bi nʼụwa na osimiri nʼihi na ekwensu abịakwutela unu. O jirila oke ọnụma bịakwute unu. Ọ makwaara na oge a o nwere ehighị nne.”
Hwesho, shanjililaji, namwe emwanya, mwenti mwamkhala mhati yakwe. Lelo palwabho pansi ne nsumbi afwataneje obhibhi ayishila hulimwe. Ali ni lyoyo ikhali, afwatanaje amenye aje alinensiku ndodo wene.
13 Mgbe agwọ ochie ahụ chọpụtara na a chụdala ya nʼụwa, ọ chụsoro nwanyị ahụ mụrụ nwa nwoke ahụ ọsọ.
Nashele onzoha ahamanya aje atajilwe pansi pensi, alondozezye washe yashele aliapepe omwana oweshilume.
14 Ma e nyere nwanyị ahụ nku abụọ, nke dịka nku oke ugo, ka o jiri gbanarị agwọ ochie ahụ feba nʼime ọzara, ebe a kwadooro ya, na ebe a ga-anọ lezie ya anya afọ atọ na ọnwa isii.
Lelo oshe apewilwe amapiho gabhele ege nsimla engosi, aje awezye alushe paka wieneo lyalya bhewelwe hani huji ya wene hula wisengo ieneo lyashele handawezize awutwe, hu wakati ne nyakati ne nusu wakati pamo pashele sawezizye afishe oyo onzoha.
15 Ma agwọ ahụ meghere ọnụ ya mee ka mmiri si nʼọnụ ya sọpụta dịka iyi nke ga-ebufu nwanyị ahụ.
Onzoha ahitile amenze afume hwilamu lyakwe nashi isoho, aje abheshe amakhabha agahumwisye.
16 Ma ala nyeere nwanyị ahụ aka. O meghere ọnụ ya loda idee mmiri a nke si nʼọnụ agwọ ahụ sọpụta.
Lelo inkondi lyamwavwizye oshe. Ehigue ilomu lyakwe na amile isoho lyaswiye onzoha afume mwilomu lyakwe.
17 Mgbe ahụ, agwọ ochie ahụ wesara nwanyị ahụ iwe, pụọ ịga buo agha megide ụmụ ya bụ ndị niile fọdụrụ, bụ ndị niile na-edebe iwu Chineke na ndị na-ekwupụta na ha bụ ndị ama nke Jisọs.
Shesho onzoha wavitiwa oshe wape asogoye abhombe ibho nabhe mpapo bhakwe bhonti—bhala bhabha hwogopa endajizyo ezya Ngolobhe na akhatalile endajizyo ezya Yesu.

< Mkpughe 12 >