< Abụ Ọma 59 >

1 Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Devid. Abụ miktam nke eji olu abụ “E bibikwala,” abụ. Mgbe Sọl zipụrụ ndị ikom ka e chee ụlọ Devid nche nʼihi igbu ya. O Chineke, site nʼaka ndị iro m gbapụta m, chebe m site nʼaka ndị na-ebili imegide m.
Nkunga Davidi kuidi pfumu minyimbidi “Kadi vonda” mu thangu Sawuli kafidisa batu bazungidila nzo Davidi mu diambu bamvonda. Wukhula mu bambeni ziama, a Nzambi; wukhebi mu diambu bobo bamfuemini!
2 Gbapụta m site nʼaka ndị na-eme ajọ ihe, zọpụtakwa m site nʼaka ndị ogbu mmadụ.
Wukhudi mu mimvangi mi mambimbi ayi wuphukisa mu mintengudi mi menga.
3 Lee ka ha siri zoo onwe ha nʼihi ịnapụ m ndụ! Ndị na-eme ihe ike na-agba izu megide m, o Onyenwe anyị, ma ọ bụghị nʼihi ihe m mere maọbụ mmehie m.
Tala phila balambididi mu kuphingila. Batu badi ngolo bandiendidi manenga bika sia ti mu diambu di nzimbala yama voti mu diambu di disumu diama, a Nzambi.
4 Mgbe ọ na-adịghị ihe ọjọọ m mere, ma lee ha dị njikere imegide m. Bilie, bịa nyere m aka; lee ihe ọjọọ dakwasịrị m!
Kadi mbimbi ndisia vanga ko vayi bakubimini mu kunduanisa kotuka mu kutsadisa tala phila ndikila.
5 Gị, Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile, gị onye bụ Chineke nke Izrel, kpọtee onwe gị ịta mba niile dị iche iche ahụhụ; e gosikwala ndị na-ezube nzube ọjọọ obi ebere. (Sela)
A Yave, Nzambi nkua ngolo yoso, Nzambi yi Iseli, kotuka mu tumbudila makanda moso; kadi mona kadi kiadi kuidi bobo beti vanga mambimbi.
6 Nʼanyasị, ha na-alaghachi, na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.
Bamvutukanga va masika, beti lola banga zimbua; ayi beti zungidila divula.
7 Lee ihe ha si nʼọnụ ha na-aghụpụta, okwu si nʼọnụ ha na-agbụpụta dị nkọ dịka mma agha, ha na-asịkwa, “Onye pụrụ ịnụ ihe anyị na-ekwu?”
Tala, momo balembo luki mu miunu miawu. Bisabala bidi mu bididi biawu. Ayi balembo tubi: “Nani wulenda kutu wa e?”
8 Ma gị Onyenwe anyị, na-achị ha ọchị; ị na-akwa mba ndị a niile emo.
Vayi ngeyo, a Yave, wulenda basevi; wulembo sekinina makanda moso momo.
9 O, gị onye bụ ike m, ana m ele anya gị; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike.
E ngolo ziama, kuidi ngeyo ndintala, ngeyo, e Nzambi, widi tinunu kiama ki ngolo.
10 Chineke m, onye m tụkwasịrị obi. Chineke ga-ebutere m ụzọ mekwaa ka m chịa ndị niile na-ekwulu m ọchị.
Nzambi ama, wukuphangilanga mamboti Nzambi ama yi luzolo wela kundengana; Nzambi wela diata va ntuala ama ayi wela kumbonisa khini vadi bobo bakuthubidilanga.
11 O Onyenwe anyị na ọta anyị, egbukwala ha, ma ọ bụghị ya, ndị m ga-echefu. Were ike gị mee ka ha wagharịa, wedakwaa ha nʼala.
Vayi kadi kuba vonda, a Yave, nkaku eto, bila muna batu bama bela zimbakana. Mu lulendo luaku, baba mindiengidi ayi wuba buisi.
12 Ka e jide ha nʼime nganga ha, nʼihi mmehie si ha nʼọnụ na-apụta, na nʼihi okwu ọnụ ha. Nʼihi okwu ọbụbụ ọnụ ha na okwu ụgha ha,
Mu diambu di masumu ma muinu miawu, mu diambu di mambu ma bididi biawu, bika babuilama mu luniemo luawu. Mu diambu di zitsingulu ayi luvunu beti totula,
13 jiri iwe ọkụ repịa ha, repịa ha ruo mgbe ha ga-aghọ ntụ. Mgbe ahụ, a ga-amata ruo na nsọtụ nke ụwa, na Chineke na-achị Jekọb.
Wuba lalikisa mu nganzi aku yi kikhesa; wuba lalikisa muingi babika buela monika buna diela zabakana mu zitsuka zi ntoto ti Nzambi wunyadila Yakobi.
14 Nʼanyasị ha na-alaghachi; na-eme mkpọtụ dịka ụmụ nkịta, mgbe ha na-akpagharị nʼime obodo.
Bamvutukanga va masika, beti lola banga zimbua, ayi beti zungidila divula.
15 Ha na-awagharị na-achọ nri, na-etikwa mkpu ma ọ bụrụ na afọ ejughị ha.
Bandiengilanga mu diambu di bidia, ayi enati bakadi yukuta, buna banyamikinanga.
16 Ma aga m abụ abụ banyere ike gị, nʼụtụtụ aga m abụ abụ banyere ịhụnanya gị; ị bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, ebe mgbaba m nʼoge nsogbu.
Vayi minu, ndiela yimbidila zingolo ziaku; muna nsuka, ndiela yimbidila luzolo luaku bila ngeyo tinunu kiama kingolo ayi suamunu mu zithangu zi ziphasi.
17 O, gị onye bụ ike m, ana m abụku gị abụ otuto; gị, o Chineke, bụ ebe mgbaba m e wusiri ike, Chineke m, onye m na-adabere.
A ngeyo zingolo ziama, ndinyimbila nzitusu mu diambu diaku; ngeyo Nzambi, ngeyo tinunu kiama kingolo; Nzambi ama yi luzolo.

< Abụ Ọma 59 >