< Abụ Ọma 58 >

1 Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nke olu abụ “E bibikwala.” Abụ Devid. Abụ miktam. Unu ndị na-achị achị, O nweela oge unu na-ekwu ihe ziri ezi? O nweela oge unu na-ekpe ikpe ziri ezi nʼetiti mmadụ?
Wuta na buku ya mokambi ya bayembi. Eyembamaki ndenge moko na « Kobebisa te. » Nzembo ya Davidi. Ezali solo ete bolobaka te tango bokataka makambo? Boni, bana na moto, bosambisaka na bosembo?
2 Mba, nʼime obi unu, unu na-echepụta mmegbu, aka unu na-emepụta ihe ike nʼelu ụwa.
Te, ezala kati na mitema na bino, bosalaka mabongisi ezanga bosembo; botandaka kanza ya maboko na bino kati na mokili.
3 Ọ bụladị site nʼọmụmụ, ndị ajọ omume na-akpafu; site nʼime afọ, ha na-akpafu akpafu na-ekwusa okwu ụgha.
Bato mabe babebaka wuta na mbotama na bango, bapengwaka mpe balobaka lokuta wuta na mabumu ya bamama na bango.
4 Ha na-agbọpụta nsi nʼọnụ ha dịka agwọ, na-emechi ntị ha dịka ajụala ntị chiri,
Bazalaka na ngenge lokola ngenge ya nyoka, lokola ngenge ya etupa oyo eyokaka te, oyo ekangaka litoyi na yango,
5 nke na-adịghị anụ olu onye mgbaasị na-akpọpụta ya, nʼagbanyeghị otu ǹka onye ahụ si dị.
oyo eyokaka te ata mingongo ya bato na soloka mpe ya moto ya maji oyo aleki na mayele.
6 O Chineke, tijie eze niile dị ha nʼọnụ; o Onyenwe anyị, dọpụta eze ọdụm ndị a!
Nzambe, buka minu na bango kati na minoko na bango; Yawe, buka bambanga ya bana ya bankosi.
7 Mee ka ha sọfuo dịka mmiri na-asọ asọ; mgbe ha na-eseti ụta ha, mee ka ọnụ àkụ ha gbajie.
Tika ete balimwa lokola mayi oyo ezali kotiola; Tika ete bambanzi na bango ebukana tango babetaka batolotolo.
8 Dịka ejula nke na-agbaze mgbe ọ na-aga nʼụzọ ya; dịka nwa nwụrụ nʼafọ nne ya, ka ha ghara ịhụ anyanwụ.
Tika ete balimwa lokola soyi ya mbembe, lokola mwana oyo akomona moyi te mpo ete abimi na zemi oyo esopani.
9 Tupu ite unu amata okpomọkụ nke osisi ogwu, ma ha dị ndụ, ma ha kpọnwụrụ akpọnwụ, a ga-azachapụ ndị ajọ omume.
Liboso ete banzungu na bino ekutana na moto ya basende, ezala ya mayi to ya kokawuka, bato mabe akolimwa.
10 Ndị ezi omume ga-enwe obi ụtọ mgbe a bọọrọ ha ọbọ, mgbe ha ga-asacha ụkwụ ha nʼime ọbara ndị ajọ omume.
Moto ya sembo akosepela, pamba te akomona Nzambe kozongisela bato mabe, mabe na mabe, mpe akotambola kati na makila na bango.
11 Mgbe ahụ, ndị mmadụ ga-ekwu sị, “Nʼezie, a na-akwụghachi ndị ezi omume ụgwọ; nʼezie, e nwere Chineke onye na-ekpe ụwa ikpe.”
Mpe bato bakoloba: « Solo, ezali na lifuti mpo na moto ya sembo; solo, ezali na Nzambe oyo asambisaka mokili. »

< Abụ Ọma 58 >