< Abụ Ọma 49 >

1 Abụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ ụmụ Kora. Abụ Ọma. Nụrụnụ nke a, unu mmadụ niile! Geenụ ntị, unu ndị niile bi nʼụwa,
Komail kainok kan karos rong o dedeki, komail toun sap karos,
2 ma ndị dị ala ma ndị dị elu, ma onye ọgaranya ma onye ogbenye.
Ir karos, aramas o saupeidi, ir karos me kapwapwa o samama kan!
3 Aga m ekwu okwu amamihe, ihe sị nʼobi m ga-enye nghọta.
Au ai pan kaparok duen lolekong, o mongiong i duen lamalam pung.
4 Aga m aṅa ntị nye ilu, aga m e ji ụbọ akwara kọwaa ilu m.
I pan kapaike dong salong ai lepen masan, o i pan kasaleda me rir akan ni ngil en arp.
5 Nʼihi gịnị ka m ga-eji tụọ egwu mgbe ụbọchị ọjọọ bịara, mgbe ndị aghụghọ ọjọọ gbara m gburugburu,
Da me i en masak ni ran apwal akan, ma me sapung kan kapil ia pena,
6 ndị na-atụkwasị obi nʼakụnụba ha ma na-anyakwa isi nʼihi oke ụba ha.
Me kin kaporoporeki ar dipisou o suaiki ar kapwa toto?
7 O nweghị onye pụrụ ịgbapụta ndụ onye ọzọ, maọbụ nye Chineke ụgwọ e ji agbara onye ahụ,
Pwe sota me kak dorela ri a, de tomeki i ren Kot,
8 nʼihi na ụgwọ e ji agbara ndụ dị oke ọnụ, o nweghị ụgwọ a ga-akwụ nke ga-ezu,
(Pwe meid apwal, en dorela ngen ar; a sota pan pwaida kokolata).
9 nke ga-eme ka mmadụ dịrị ndụ ruo ebighị ebi, ma hapụ ịnwụ.
Pwen maur potopot o sota kilang sousou o.
10 Nʼihi na mmadụ niile na-ahụ na ndị amamihe na-anwụ, ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche na-anwụkwa, si otu a hapụrụ ndị ọzọ akụnụba ha.
Pwe a kin kilang, me lolekong kan kin mela dueta me pweipwei o iakalar akan, o re pan mueid ong amen ar dipisou kan.
11 Ili ha na-aghọ ụlọ ha ruo ebighị ebi, ebe obibi ha ruo ọgbọ niile nʼagbanyeghị na ha gụrụ ọtụtụ ala aha ha.
I me re kin peren kida, ma im arail pan duedueta, o deu’rail pan mimieta kokolata; o re konekon melel nin sappa.
12 Ma mmadụ, nʼagbanyeghị akụnụba ya, aghaghị ịnwụ, dịka anụ ọhịa, ọ ga-anwụkwa.
Ari so, aramas me konekon sota kak mimieta ni mepukat, pwe a pan kokowei dueta man amen.
13 Nke a bụ ihe na-adakwasị ndị na-atụkwasị obi nʼonwe ha, na ndị na-eso ụzọ ha, ndị na-akwado okwu ha. (Sela)
Iet ar wiawia pukat meid pweipwei; ari so, kadaudok ar kin kapinga ki au arail. (Sela)
14 Dịka atụrụ, ọ bụ ala mmụọ ka a kwadooro ha, ọnwụ ga-abụ onye na-azụ ha dịka atụrụ, ma ndị na-eme ihe ziri ezi ga-emeri ha nʼụtụtụ. Ozu ha ga-erekasị nʼime ili nʼebe dị anya site nʼụlọeze ha. (Sheol h7585)
Re wonon nan wasan mela dueta pwin sip; mela kin kamanga ir; a me lelapok kan pan kaun irail da madang, o mom ar pan soredi, o re pan doo sang deu’rail, mimieta nan pweleko. (Sheol h7585)
15 Ma Chineke ga-agbapụta ndụ m site nʼili, nʼezie, ọ ga-akpọrọ m nye onwe ya. (Sela) (Sheol h7585)
A Kot pan kotin dorela ngen i sang nan mana en wasan mela, pwe a pan kotin sapwilimane kin ia. (Sela) (Sheol h7585)
16 Amala jijiji mgbe mmadụ na-aba oke ụba, mgbe ịdị ebube nke ụlọ ya na-amụba,
Koe der puriamuiki, ma amen pan kapwapwala, o ma lingan en im a pan laudala.
17 nʼihi na ọ ga-agba aka laa ma ọ nwụọ, ịdị ebube ya agaghị eso ya banye nʼili.
Pwe a sota pan wala meakot ni a pan mela, o a lingan sota pan idauenla i.
18 Nʼagbanyeghị na ọ gụrụ onwe ya dịka onye a gọziri agọzi mgbe ọ dị ndụ, ọ bụ ezie na ndị mmadụ na-eto gị mgbe ị na-enwe ọganihu,
A kin insenemau kila peren en maur kaselel wet, o aramas kin kapinga ir, me kin apapwali pein ir eta ni maur et.
19 ọ ga-eso ọgbọ ndị nna nna ya ndị na-agaghị ahụkwa ìhè ọzọ.
A pan idauen la sam a kan, ap solar kilang marain kokolata.
20 Ndị bara ụba nke na-enweghị nghọta dịka anụ ọhịa nke ga-ala nʼiyi.
Ari, ma aramas amen indand mau, ap sota a lamalam, a pan kokowei dueta man amen.

< Abụ Ọma 49 >