< Abụ Ọma 45 >

1 Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Nʼusoro olu abụ “Okoko osisi lili.” Abụ maskil ụmụ Kora. Abụ maka agbamakwụkwọ. Isi okwu dị ebube na-akpali mkpụrụobi m, mgbe m na-agụgharị abụ m nye eze; ire m bụ mkpisi akwụkwọ dị nʼaka ọka ode akwụkwọ.
Nkunga bana ba babakala ba Kole kuidi pfumu minyimbidi. Nkunga wu luzolo bayimbidila mu “LISI”. Ntimꞌama wulembo fundumuka mu mambu ma kitoko. Ndiela samuna mambu mama mu diambu di ntinu. Ludimi luama luidi lapi yi nsoniki wukiedika.
2 I bụ onye kachasị mma nʼetiti ụmụ mmadụ, e ji amara tee egbugbere ọnụ gị mmanụ, ebe ọ bụ na Chineke agọziela gị ruo mgbe ebighị ebi.
Ngeyo viokidi batu mu kitoko; bididi biaku bidukudulu mafuta ma nlemvo; diawu Nzambi kasakumunina mu zithangu zioso.
3 Kenye mma agha gị nʼukwu gị, gị onye dị ike; yikwasị onwe gị ebube na ịma mma dịka uwe.
Kanga sabala kiaku mu luketo luaku, ngeyo kinuani ki ngolo, vuata ngeyo veka kiezila ayi nzitusu.
4 Nʼebube gị, gaa nʼihu nʼime mmeri, nʼihi eziokwu, na ịdị obi umeala, na ezi omume; ka aka nri gị gosipụta ọrụ gị niile nke na-eju anya.
Mu nzitusu aku, telama va ntuala mu ndungunu mu diambu di kakidila kiedika, kukikulula ayi busonga. Bika koko kuaku ku lubakala kumonisa mavanga ma tsisi.
5 Ka àkụ gị niile dị nkọ mapuo mkpụrụobi ndị iro niile nke eze; ka mba niile na-adakwa nʼokpuru ụkwụ gị.
Bika zitsoto ziaku zidi meno, zitobula mintima mi bambeni zi ntinu; bika makanda mabua ku tsi tambi biaku.
6 O Chineke, ocheeze gị ga-adịgide ruo mgbe ebighị ebi, mkpara omume ziri ezi ka mkpara alaeze gị ga-abụ
Kundu kiaku ki kitinu, a Nzambi kiela zingila mu zithangu zioso Nkawꞌaku wu busonga wela ba nkawa wu Kitinu kiaku.
7 Ị hụrụ ezi omume nʼanya, ma kpọọ ihe ọjọọ asị; ya mere, Chineke, onye bụ Chineke gị, emeela ka ịdị elu karịa ndị ibe gị, site na ite gị mmanụ nke ọṅụ.
Ngeyo wunzolanga busonga ayi wunlendanga mambimbi. Diawu Nzambi, Nzambi aku, wutula va mbata batu bandiatanga yaku bu kavinda mafuta ma khini.
8 Uwe gị niile jupụtara nʼisisi ụtọ nke si na mmanụ máá na aloos na akashia; ha sitere nʼụlọeze niile, e ji ọdụ enyi chọọ mma. Egwu sitere nʼụbọ akwara na-eme ka i nwee obi ụtọ.
Zilobi ziaku zioso zidi tsudi malasi ma mile, ayi alowesi ayi kase; mu nzo yoyi yitungulu mu meno ma nzawu miziki mi zitsinga mikumonisa khini.
9 Ụmụ agbọghọ eze nọ nʼetiti ndị inyom gị ka a na-asọpụrụ; nwunye eze, onye yikwasịrị ọlaedo nke Ọfịa na-eguzo nʼaka nri gị.
Bana ba baketo ba ntinu badi va khati baketo baku ba luvalu. Va koko kuaku ku lubakala, vadi Ntinu wu nketo mu nolo yi Ofili.
10 Gee ntị, gị nwaagbọghọ, tulee ma nụrụkwa ihe m na-ekwu: “Chefuo ndị gị na ezinaụlọ nna gị.
Wa, o muana ndumba, tala ayi tamba dikutu: zimbakana batu baku ayi nzo dise diaku.
11 Nʼihi na ịma mma gị ga-eme ka eze chọsie gị ike. Sọpụrụ ya nʼihi na ọ bụ onyenwe gị.”
Ntinu wulembo moni khini mu kitoko kiaku kinzika bila niandi Pfumu aku;
12 Ada Taịa ga-eji onyinye bịa; ndị ọgaranya ga-achọkwa ka i gosi ha ihuọma.
Muana ndumba wu Tile, wela nata dikaba; batu balutidi kimvuama bela tomba mona mamboti maku.
13 Adaeze, lee ka o si maa mma dị ukwuu nʼime ụlọ ya; ọ bụ akwa a kpanyere ọlaedo ka e ji dụọ uwe mwụda ya.
Nkembo woso widi kuidi muana ntinu wu nketo mu khati vinga kiandi lobi andi yitungulu mu nolo.
14 Ụmụ agbọghọ ibe ya, ndị na-amaghị nwoke, na-eso ya bịakwute gị; ọ bụ uwe mwụda a kpanyere ihe ọkpụkpa ka o yi mgbe e dubatara ya nʼụlọeze.
Mu minlele midi malenda ma kitoko; bela kunnata kuidi ntinu. Zindumba ziozi zizebi ko zinitu zi babakala ziozi zindiatanga yandi zilembo kunlandakana. Ayi bela natu kuidi ngeyo.
15 E ji ọṅụ na obi ụtọ dubata ha; ha bara nʼime ụlọeze.
Bela natu mu khini ayi mu mayangani. Bela kota mu nzo ntinu.
16 Ụmụ gị ndị ikom ga-anọchi anya nna nna gị; ị ga-eme ka ha bụrụ ndịisi nʼala ahụ niile.
Bana baku ba babakala bela bonga buangu ki madise maku; ngeyo wela ku babieka bilandi bi ntinu mu tsi yi mvimba.
17 Aga m eme ka echeta ihe banyere gị ruo ọgbọ niile; nʼihi nke a, mba niile ga-eto gị ruo mgbe niile ebighị ebi.
Minu ndiela sia ti batebukilanga moyo mu zitsungi zioso. Diawu makanda mela kuzitisa mu zithangu zioso ayi mu mvu ka mvu.

< Abụ Ọma 45 >