< Abụ Ọma 41 >
1 Abụ Ọma nke dịrị onyeisi abụ. Abụ Ọma Devid. Ndị a gọziri agọzi ka ha bụ ndị nwere uche na-eleta ndị ogbenye; Onyenwe anyị na-azọpụta ha nʼoge nsogbu.
Nkunga Davidi kuidi pfumu minyimbidi. Lusakumunu kuidi mutu wowo thaluꞌandi yidi kuidi mutu wulebakana, Yave weti ku nkula mu thangu yi ziphasi.
2 Onyenwe anyị ga-echebe ha, debekwa ha ndụ; ọ ga-eme ka ihe na-agara ha nke ọma nʼala ahụ, ọ gaghị arara ha nye nʼọchịchọ ndị iro ha.
Yave wela kunkeba ayi wela tanina luzingu luandi; wela kunsakumuna va ntoto ayi kalendi kunyekula ko mu luzolo lu bobo beti kunlenda;
3 Onyenwe anyị na-elekọta ha mgbe ahụ na-esighị ha ike, meekwa ka ahụ dị ha mma.
Yave wela kunkindisa va mfulu andi yi kimbevo. Ngeyo wela kumbelusa va mfulu andi yi kimbevo.
4 Ekwuru m sị, “O Onyenwe anyị, meere m ebere; gwọọ m, nʼihi na emehiela m megide gị.”
Ndituba: “A Yave, wumboni kiadi. Wumbelusa bila kuidi ngeyo ndivodidi masumu.”
5 Ndị iro m na-esite nʼiro ha ekwu okwu megide m na-asị, “Olee mgbe ọ ga-anwụ ka aha ya laa nʼiyi?”
Bambeni ziama zilembo tubi mambu mu diela dimbimbi mu diambu diama: “Thangu mbi kela fua ayi dizina diandi diela lalakana e?”
6 Mgbe otu nʼime ha bịara ịhụ m, ọ na-ekwu okwu ụgha, ma obi ya na-achịkọta ihe nkwulu; mgbe ahụ ọ na-apụ, ga kọsaa ya.
yoso thangu mutu kizidi mu kuthala; mutu wowo wuntubanga luvunu. Ntimꞌandi wufulukidi mambu ma mvuezolo; buna wuntotukanga ku nganda ayi wunyolukilanga mawu.
7 Ndị niile kpọrọ m asị na-agbarịta izu megide m; ha na-echekwa echiche ọjọọ banyere m, na-asịrịta onwe ha:
Bambeni ziama zioso zilembo niunguta va kimosi mu diambu diama. Balembo yindula mambimbi mu diambu diama, balembo tubi:
8 “Ọrịa ọjọọ adakwasịla ya; ọ gaghị esite na ihe ndina ya bilie ọtọ ọzọ.”
“Nsongo wumbimbi wumbuididi. Kalendi buela vumbuka ko va buangu kioki kalambididi.”
9 Ọ bụladị ezigbo enyi m, onye m tụkwasịrị obi, onye mụ na ya na-eso erikọ nri m, ebiliela imegide m.
Ka diambu ko nkundi ama wu luzolo, wowo ndibedi silanga diana, wubedi kabulanga dipha diama, wumbalumukini.
10 Ma gị, O Onyenwe anyị, meere m ebere, mee ka ahụ sie m ike ọzọ, ka m nwee ike kwụghachi ha ụgwọ.
Vayi ngeyo Yave, wumboni kiadi wuthedimisa. Muingi ndiba vutudila landi.
11 Amaara m na ihe banyere m na-atọ gị ụtọ nʼobi, nʼihi na i kwebeghị ka ndị iro m nwee mmeri nʼebe m nọ.
Nzebi ti ngeyo wunyangalalanga mu minu; mu diambu di mbeni ama kabika kundunga.
12 Nʼihi ikwesi ntụkwasị obi m, ị na-akwagide m, mee ka m nọrọ nʼihu gị ruo mgbe ebighị ebi.
Mu bufuana kuama, ngeyo wutsimba; wuthedimisa mu zithangu zioso va tuala meso maku.
13 Otuto dịrị Onyenwe anyị, Chineke nke Izrel, site nʼebighị ebi ruo ebighị ebi.
Nzitusu wuba kuidi Yave, Nzambi yi Iseli, mu thangu yi kayimani.