< Abụ Ọma 134 >

1 Abụ nrigo. Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
Waƙar haurawa. Yabi Ubangiji, dukanku bayin Ubangiji waɗanda kuke hidima da dare a gidan Ubangiji.
2 Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu Onyenwe anyị.
Ku tā da hannuwanku a cikin wurinsa mai tsarki ku kuma yabi Ubangiji.
3 Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.
Bari Ubangiji, Mahaliccin sama da ƙasa, ya albarkace ku daga Sihiyona.

< Abụ Ọma 134 >