< Abụ Ọma 132 >

1 Abụ nrigo. O Onyenwe anyị, cheta Devid, nʼihe niile bụ ndị ọ gbakụtara azụ.
Nzembo ya mobembo mpo na kokende na Tempelo ya Yawe. Yawe, kanisa Davidi; kanisa pasi na ye nyonso!
2 Ọ ṅụrụ iyi nye Onyenwe anyị, kwee nkwa nye Onye dị ukwuu nke Jekọb:
Alapaki ndayi oyo epai na Yawe, epai ya Elombe ya Jakobi:
3 “Agaghị m abanye nʼime ụlọ m maọbụ rigoo nʼihe ndina m,
« Nakokota na ndako na ngai te, nakomata na mbeto na ngai te,
4 agaghị m arahụ ụra, egbugbere anya m agaghị atụ oru ụra,
nakokanga miso na ngai te mpo na kolala pongi to mpo na konimba mwa moke
5 tutu ruo mgbe m chọtaara Onyenwe anyị ọnọdụ ebe obibi nye Onye dị ukwuu nke Jekọb.”
kino nakozwa Esika mpo na Yawe, Ndako mpo na Elombe ya Jakobi. »
6 Anyị nụrụ ihe banyere ya nʼEfrata, anyị chọtara ya nʼubi niile nke Jearim.
Toyokaki sango na tina na yango na Efrata, tomonaki yango na elanga ya Yari.
7 “Ka anyị gaa na-ebe obibi ya; ka anyị kpọọ isiala nʼebe ihe mgbakwasị ụkwụ ya.
Tokende na Ndako na Ye, togumbama liboso ya enyatelo makolo na yango.
8 ‘Bilie, Onyenwe anyị, bata nʼebe izuike gị, gị na igbe ọgbụgba ndụ nke ike gị.
Yawe, telema, yaka na Esika na Yo ya bopemi! Yaka elongo na Sanduku ya Boyokani epai wapi nguya na Yo ezali.
9 Ka ndị nchụaja gị yiri ezi omume gị dịka uwe; ka ndị gị kwesiri ntụkwasị obi bụọ abụ nʼihi ọṅụ.’”
Tika ete Banganga-Nzambe na Yo balata bosembo lokola elamba; mpe tika ete basantu na Yo baganga na esengo!
10 Nʼihi ohu gị, bụ Devid, agbakụtala onye gị e tere mmanụ azụ.
Mpo na Davidi, mosali na Yo, kobengana mopakolami na Yo te!
11 Onyenwe anyị ṅụrụ Devid iyi nʼeziokwu, bụ iyi nke ọ gaghị esi na ya laghachi azụ: “Otu nʼime ụmụ gị, ka m ga-eme ka ọ nọdụ nʼocheeze gị,
Yawe alapaki epai ya Davidi ndayi ya solo, oyo akowangana te: « Nakotia moko kati na bakitani na yo na kiti na yo ya bokonzi.
12 ọ bụrụ na ụmụ ndị ikom gị edebe ọgbụgba ndụ m na ụkpụrụ niile m kuziri ha, mgbe ahụ ụmụ ha ga-anọdụ ala nʼocheeze gị ruo mgbe ebighị ebi.”
Soki bana na yo babateli boyokani mpe mibeko na ngai, bana na bango mpe bakokitana na yo lokola bakonzi, mpe ekosalema bongo mpo na libela. »
13 Nʼihi na Onyenwe anyị ahọrọla Zayọn, ọ bụ ọchịchọ obi ya ime ya ebe obibi ya;
Pamba te Yawe aponaki Siona, asepelaki kokomisa yango Esika na Ye ya kovanda:
14 “Ebe a bụ ebe izuike m ruo mgbe ebighị ebi, ebe a ka ocheeze m ga-adịkwa, nʼihi na ọ bụ ihe m chọrọ.
« Ezali Esika na ngai ya bopemi mpo na libela; nakovanda awa, pamba te nasepelaki na yango.
15 Aga m eji ọtụtụ nri dị iche iche gọzie ya; aga m eji nri mee ka afọ ju ndị ogbenye ya.
Nakopambola, nakopambola yango na biloko ebele, nakotondisa babola na yango na bilei.
16 Aga m eji nzọpụta yinye ndị nchụaja ya niile dịka uwe, ndị nsọ ya ga-abụ abụ nʼihi ọṅụ.
Nakolatisa Banganga-Nzambe na yango lobiko, mpe bato na yango bakoganga na esengo.
17 “Nʼebe a ka m ga-eme ka mpi puputara Devid ma debekwa oriọna nʼihi onye m e tere mmanụ.
Kuna na Siona, nakobakisa nguya ya Davidi, mpe nakobimisela ye mokitani, mopakolami na ngai, lokola mwinda ya kopela.
18 Aga m eyikwasị ndị iro ya ihere dịka uwe ma aga eji okpueze mara mma chọọ isi ya mma.”
Nakoyokisa banguna na ye soni, mpe motole na ye ekongenga na mbunzu na ye. »

< Abụ Ọma 132 >