< Matiu 11 >
1 Mgbe Jisọs nyesịrị ndị na-eso ụzọ ya ndụmọdụ ndị a, ọ hapụrụ ebe ahụ pụọ. Bido na-ejegharị nʼobodo dị iche iche na-ezisa oziọma.
I, nako hayisika mu kumana Jesu a va layi Valutwana vakwe vene nkumi ni vovele, cha yenda kuzwaho ni kutanga kuluta ni ku kutaza mu mileneñi yabo.
2 Jọn omee baptizim nọkwa nʼụlọ mkpọrọ nʼoge ahụ. Mgbe ọ nụrụ akụkọ ọrụ ebube niile nke Kraịst na-arụ, o zipụrụ ndị na-eso ụzọ ya.
Linu Joani na nga zuwa mwi ntolongo inkenzo za Kereste, cha tumina iñusa ni valutwana vakwe
3 Ọ gwara ha ka ha jụọ ya ajụjụ sị, “Ọ bụ gị bụ onye ahụ anyị na-ele anya ọbịbịa ya, ka ọ bụ onye ọzọ?”
mi chi va wamba kwali, “Kana njiwe yo Keza, kapa kwina zumwi muntu utu swanela kulola?”
4 Jisọs zara ha sị, “Laghachinụ azụ gwa Jọn banyere ihe unu nụrụ na ihe anya unu hụrụ.
Jesu ave tabi mi cha wamba kuvali, “Mu yende mi mukavihe kwa Joani zi mwa vona ni kuzuwa.
5 Gwanụ ya na a na-eme ka ndị ìsì hụ ụzọ, ka ndị ngwụrọ gaa ije. A na-emekwa ka ahụ ndị ekpenta dị ọcha. Ndị ogbi na-anụ ihe, na-ekwu okwu. Ndị nwụrụ anwụ ka a na-akpọte. Gwakwanụ ya ihe banyere oziọma a na-ezisara ndị ogbenye.
Zivofu va tambula kuvona, zihole zi yenda, ve mbingwa ba jolola, va sa zuwi va zuwe, va fwile va vukile vuhalo, mi vantu va saka ku zuwa linzwi va kutazwe.
6 Ziekwanụ ya ozi a, na ngọzị na-adịrị onye ahụ na-enweghị ihe mkpasu iwe nʼihi m.”
Imbuyoti yi ve kwa vo, vasa nya nsilizi linzwi.”
7 Mgbe ndị ahụ Jọn zitere lara, Jisọs bidoro ịgwa igwe mmadụ nọ nʼebe ahụ okwu banyere Jọn. Ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Mgbe unu gara nʼọzara ịhụ Jọn, gịnị ka unu lere anya na unu ga-ahụ? Ọ bụ ahịhịa achara nke ikuku na-ebugharị?
A va vakwame ha va yenda nzila yabo, Kereste cha tanga ku wambila chi chaba ka za Joani, “Zile muyendele nzi mwi Halaupa ku kalwela mpe zi hungiswa luhuho?
8 Ma ọ bụghị otu a, gịnị ka unu pụrụ ịga ịhụ? Ọ bụ nwoke yi uwe mara mma? Ma lee ndị na-eyi uwe dị oke ọnụahịa na-anọ nʼụlọ eze.
Linu zile muyendelezi ku kavona - muntu yo zavele zizwato zi huva? Initi, avo vazwata zizwato zi huvilila vahale muzubo ya simwine.
9 Ma gịnị ka unu lere anya na unu ga-ahụ? Ọ bụ onye amụma? E, asị m unu, ọ bụ onye karịrị onye amụma.
Chi nzi chi muyendela kuka bona, mupolofita? Ee, ni wamba kwenu, mi hahulu kuhita mupolofita.
10 Onye bụ onye ahụ e dere ihe banyere ya nʼakwụkwọ nsọ sị, “‘Lee, aga m ezipu onyeozi m nʼihu gị, onye ga-edozi ụzọ gị nʼihu gị.’
Nji yena za kwe, zi ñoleletwe, 'Mu vone, ni tumina muhikana wangu havusu vwenu, ye se a lukise inzila yenu, havusu bwenu.'
11 Nʼezie, ọ dịghị nwoke ọbụla nʼetiti ndị nwanyị mụrụ dị ukwuu karịa Jọn omee baptizim. Ma onye dịkarịsịrị nta nʼalaeze eluigwe dị ukwuu karịa ya.
Ni wamba kwenu, che niti, kwa vo, vava pepwa ku vanakazi, kakwina mukando kwa Joani Mukolobezi. Linu munini mu mubuso we Reeza, kwiwulu njo mukando.
12 Site nʼụbọchị ndị ahụ Jọn omee baptizim malitere ọrụ ya ruo ugbu a, ihe banyere alaeze eluigwe na-agabiga ihe ike. Otu a kwa ndị dị ike na-abagidekwa ya.
Ku zwa muma zuva a Joani Mukolobezi ku sika sunu, mubuso we Reeza uhindwa chamata mi vakwame vakali va u hinda cha kunyanga.
13 Nʼihi na tupu Jọn abịa, iwu na ndị amụma niile buru amụma banyere alaeze a.
Vapolofita vonse ni mulao, vava polofiti konji kusika kwa Joani Mukolobazi.
14 Ọ bụrụkwa na unu jikeere ịnabata ya, ọ bụ ya bụ Ịlaịja ahụ, nke na a ga ịbịa.
Heba no tavela kutambula, uzu Elia, iye yo swanela kukeza.
15 Onye ọbụla nwere ntị ịnụ ihe, ya nụrụ.
Uzo, wina matwi akuzuwa, mu musiye atekeleze.
16 “Gịnị ka m ga-eji tụnyere ndị bi nʼọgbọ a? Gịnị ka ha yiri? Ha dị ka ụmụntakịrị na-egwuri egwu nʼama, ndị na-asị ibe ha,
Kani, vamba nye, ni chinzi kolu lusika? Kuswana sina vahwile, va kwete kuzanina ama wuzikizo a musika, vekele ni vali sumpa,
17 “‘Anyị gburu unu ọja, ma unu ekweghị ete egwu. Anyị bụụrụ unu abụ ịkwa ozu, ma unu akwaghị akwa.’
ni bati, 'twa miliizikize mpeeta kono kana mwa zana. Twa silisa, kono kana mwa donsa zinsozi.'
18 Jọn bịara na-erighị achịcha maọbụ ihe ọṅụṅụ. Ha sịrị, ‘Mmụọ ọjọọ bi nʼime ya.’
Kana Joani kana vezi kuku lya chinkwa, kapa kuñywa i waine, mi ni vata kuti wina, 'Madimona.'
19 Ma Nwa nke Mmadụ bịara na-eri ihe oriri, na-aṅụkwa ihe ọṅụṅụ. Ha sị, ‘Lee, onye oke oriri na onye oke aṅụmaṅụ abịala, enyi ndị ọna ụtụ na ndị mmehie.’ Ma amamihe na-esite nʼọrụ ya gosiri na ihe o mere dị mma.”
Mwana'Muntu, abezi ku lya, ni kuñywa, ni vata kuti, 'Mu vwene, mukwame mulyabi, ni vudakwa, mulikana va telisi va mutelo, ni batenda zibi!' Kono vutali vu vwene kete chi vu tendwa.”
20 Mgbe ahụ ọ bidoro ịbụ obodo niile ebe ọ rụrụ ọtụtụ ọrụ ebube ọnụ, nʼihi na obodo ndị a echegharịghị.
Kuzwa aho, Jesu cha tanga ku kalimela minzi yonse ya vatendi I makazo mwa teni, kakuti kena vava vaki,
21 “Ahụhụ ga-adịrị gị Korazin. Ahụhụ ga-adịkwara gị Betsaida. Nʼihi na a sị na ọ bụ nʼime Taịa na Saịdọn ka a rụrụ ọrụ ebube niile a rụrụ nʼime unu, ha gaara echegharị ma gosikwa nchegharị ha site nʼiyi uwe mkpe na ikpokwasị onwe ha ntụ nʼisi.
“Wina bumayi iwe Koranizini! Wina bumayi iwe Betsaida! Heva zikando ziva tendwa mu minzi ya Tire ni Sidoni ziba tendwa inwe ni ziva voleli kale za kuzwata masaka ni kulivumbeka mufuse.
22 Nʼezie asị m unu na ọ ga-adịrị unu njọ nʼụbọchị ikpe ahụ karịa obodo Taịa na Saịdọn.
Kono kakuve kuhuva kwi koto ye katulo ya Tire ni Sidoni kuhita yenu.
23 Ma gị Kapanọm bụ obodo a na-asọpụrụ, a ga-ebuli gị elu ruo eluigwe? Mba, ị ga-arịdaru ọkụ ala mmụọ. Nʼihi na a sị na a rụrụ ọrụ ebube m rụrụ nʼime gị nʼobodo Sọdọm, a garaghị ala ya nʼiyi. Ọ gaara adịrị ruo taa. (Hadēs )
I we, Kapenauma, uzeza kuti mo yende kwiwulu? Nanta, mo bozwe mwi Hele. Sina mwa Sodoma muva tendelwe zikando ni kwenu, ni ziba shali bulyo kusikila lya sunu. (Hadēs )
24 Nʼezie asị m unu, ọ ga-adịrị unu njọ nʼụbọchị ikpe ahụ karịa obodo Sọdọm.”
Kono, niti kwenu, ka ku huvahale munkanda ya Sodoma che nako ye nkatulo, kuhita kwenu.”
25 Nʼoge ahụ, Jisọs kwuru sị, “Nna, Onyenwe eluigwe na ụwa, ana m ekele gị, nʼihi na ị zonarịrị ndị ọkachamara eziokwu ahụ, ma kpughee ya nye ụmụntakịrị.
Che nako iyo Jesu avati, “Ni lumbeka Tayo Ireeza, Simwine wewulu ne nkanda, kakuti aba humbili vatali, ku zuwisisa ni kwi zivahaza kwavo, va sali tutite, sina vahwile,
26 E, Nna m, ọ tọrọ gị ụtọ ime ya nʼụzọ dị otu a.
Ee, che niti, Tayo, kutendwe intanto yako.
27 “Nna m enyefeela m ihe niile nʼaka. Ọ dịghị onye maara Ọkpara ahụ ma ọ bụghị Nna ya. Ọ dịkwaghị onye maara Nna karịa Ọkpara ahụ na ndị Ọkpara ahụ kwadoro igosi Nna ya.
Zintu zonse zi va tendwa cha Ngu kuzwila kwa Tayo, Mi kakwina nanga umwina wizi mwana konji Tayo, mi kakwina umwina wizi Tayo konji Mwana, mi kuzumwi sina Mwana' yo lakeze kulitondeza kwali.
28 “Bịakwutenụ m unu niile ndị na-adọgbu onwe unu nʼọrụ, ndị e bokwasịrị ibu dị arọ. Aga m enyekwa unu izuike.
Mwize kwa ngu, mwense mu lemenwe ni ku suntika, mi kani mihe mpumulo.
29 Nyaranụ yokunke m nʼolu unu, mụtakwanụ ihe site nʼaka m. Nʼihi na adị m nwayọọ, bụrụkwa onye dị umeala nʼobi. Unu ga-achọtakwara mkpụrụobi unu izuike.
Muhinde i jokwe lya ngu mulikulike mi mulitute kwangu, kakuti nina chisemo ni nkulo indotu, mi ka muwanine inhuho zenu impumulo.
30 Nʼihi na yoku m dị mfe, ibu m adịghịkwa arọ.”
Kakuti i jokwe lyangu ihuva mi muziyo wangu muhuva.”