< Levitikọs 5 >

1 “‘Ọ bụrụ na mmadụ ọbụla emehie nʼihi na ọ jụrụ ikwupụta mgbe ọ nụrụ ọkwa amaara nʼọha maka ịgba ama banyere ihe ọ hụrụ maọbụ ihe ọ maara, ọ bụ onye ikpe mara.
A INA e lawehala kekahi uhane, a lohe oia i leo o ka hoohiki ana, a he mea hoike ia, a ua ike paha, ua lohe paha, aole ia e hai, alaila, maluna ona kona hewa.
2 “‘Onye na-amaghị ama metụ ihe rụrụ arụ aka, dịka ozu anụ ọbụla iwu megidere, maọbụ anụ ụlọ, maọbụ anụ ọhịa, maọbụ anụ ọbụla na-akpụ akpụ nʼala. Ọ ghọọla onye rụrụ arụ, na onye ikpe mara.
A ina e hoopa aku kekahi i ka mea haumia, ina he kupapau o ka holoholona hihiu haumia, a ina he kupapau o na holoholona laka haumia, a ina he kinomake o na mea kolo, a i nalo ia ia; e haumia no hoi ia, a hewa.
3 Ma ọ bụrụ na ha emetụ ihe ọbụla rụrụ arụ si nʼahụ mmadụ pụta aka, ihe ọbụla ga-eme ya ka ọ hapụ ịdị ọcha, ọ bụ ezie na ha amaghị na ọ bụ ihe rụrụ arụ, mgbe ọ matara ya, ọ ga-abụ onye ikpe mara.
A ina e hoopa aku oia i ka haumia o ke kanaka, i kela haumia a i keia i haumia ai ia, a i nalo ia ia; aia ike oia, alaila hewa ia.
4 Ọ bụrụ na mmadụ a ṅụọ iyi nzuzu, nke ga-akwagide ya ime ihe ọbụla maọbụ ihe dị mma, maọbụ ihe dị njọ, mgbe onye ahụ ghọtara na ọ bụ iyi nzuzu ka ọ ṅụrụ, ọ bụrụla onye ikpe mara.
A ina e hoohiki kekahi e olelo walewale ana me kona lehelehe e hana hewa paha, a e hana pono paha, o ka mea a ke kanaka i olelo ai me ka hoohiki i ke Akua, a nalo ia ia ia; a loaa ia ia, a ua hewa ia i kekahi o ia mau mea.
5 Onye ọbụla sitere nʼụzọ dị otu a bụrụ onye ikpe mara, ga-ekwupụta mmehie ya, dịka o si dị.
A penei keia, i ka wa e hewa ai ia i kekahi o ia mau mea, alaila e hai mai ia, ua hana hewa oia ia mea.
6 Ọ ga-ewetara Onyenwe anyị nne atụrụ, maọbụ nne ewu site nʼigwe ewu na atụrụ, dịka aja ikpe ọmụma maka mmehie ha mere. Onye nchụaja ga-achụrụ ha aja mkpuchi mmehie maka mmehie ha.
A e lawe mai oia i kana mohaihala ia Iehova no kona hewa ana i hana'i, he wahine no ka ohana, he keikihipa, a i ole ia, he keikikao, i mohaihala; a e hana ke kahuna i ke kalahala nona no kona hewa.
7 “‘Ọ bụrụ na o nweghị ike iweta atụrụ, ọ ga-ewetara Onyenwe anyị nduru abụọ, maọbụ kpalakwukwu abụọ, dịka ihe ikpe ọmụma mmehie ha. Otu nʼime nnụnụ ndị a ga-abụ maka aja mmehie, nke ọzọ ga-abụ maka aja nsure ọkụ.
A ina aole e hiki i kona lima ke lawe mai i ke keiki holoholona, alaila e lawe mai oia no kona hewa ana i hana'i, i elua mau kuhukuku, a i ole ia, elua manu nunu opiopio ia Iehova, i kekahi i mohailawehala, a i kekahi hoi i mohaikuni.
8 Ọ ga-eweta ha nye onye nchụaja. Onye ga-ewere nnụnụ nke mbụ chụọ aja mmehie. Ọ ga-atụbipụ olu ya, kama ọ gaghị ekewapụcha isi nnụnụ ahụ site nʼahụ ya.
A e lawe mai oia ia mau mea i ke kahuna, a e alana mua oia i ka mea mohailawehala, a e niki oia i kona poo mai kona a-i, aole hoi e mahele a kaawale.
9 Ọ ga-efesa ụfọdụ ọbara aja mmehie ahụ nʼakụkụ ebe ịchụ aja, ma ọbara fọdụrụ ka ọ ga-awụsa nʼụkwụ ala ala ebe ịchụ aja. Nke a ga-abụ aja mmehie.
A e pipi ae oia i kauwahi o ke koko o ka mohailawehala ma ka aoao o ke kuahu; a e uwiia'e ke koena o ke koko malalo o ke kuahu: he mohailawehala ia.
10 Onye nchụaja ga-eji nnụnụ nke ọzọ chụọ aja nsure ọkụ. Ọ ga-agbaso usoro e debere maka ịchụ aja nsure ọkụ. Ọ ga-ekpuchikwara ha mmehie ha mere. A ga-agbagharakwa ha.
A e alana sku oia i ka Iua i mohaikuni mamuli o ke kanawai; ae hana ke kahuna i kalahala nona, no ka hewa ana i hana'i, a e kalaia uanei oia.
11 “‘Ọ bụrụ na onye ahụ enweghị ike iweta nduru abụọ, maọbụ kpalakwukwu abụọ, ọ ga-eweta iko ọka asaa a kwọrọ nke ọma ka ọ bụrụ onyinye aja mmehie. Ọ gaghị etinye ya mmanụ oliv na ụda na-esi isi ụtọ, nʼihi na ọ bụ aja mmehie.
A i ole e hiki i kona lima ke lawe mai i eloa manu kuhukuku, a i elua manu nunu opiopio paha, alaila, e lawe mai ka mea i hana hewa i mohai nons i ka hapaumi o ka epa palaoa wali i mohailawehala; aole e kau oia i ka aila maluna iho o ia mea, aole hoi ia e kau i ka libano ma ia mea, no ka mea, he mohailawehala ia.
12 Ha ga-ewere ya bịakwute onye nchụaja, onye ga-ekporo nke ga-eju ya aka ya dịka oke ncheta. Kpọọ ya ọkụ nʼebe ịchụ aja nke onyinye nsure ọkụ e chere nʼihu Onyenwe anyị. Nke a ga-abụkwa aja mmehie ya.
A e lawe mai oia ia mea i ke kahuna, a e lalau iho ke kahuna a piha kona lima ia mea i mea hoomanao nona, a e kuni iho ma ke kuahu, e like me na mohaipuhi ia Iehova; he mohailawehala ia.
13 Nʼụzọ dị otu a, onye nchụaja ga-achụrụ ya aja ikpuchi mmehie ya niile. A ga-agbagharakwa ya. Ụtụ ọka fọdụrụ ga-abụ nke onye nchụaja, dịka e si mee ya nʼaja onyinye mkpụrụ ọka.’”
A e hana ke kahuna nona i kalahala no kona hewa ana i hana'i, ma kekahi o na mau mea la, a e kalaia nona; a e lilo ia na ke kahuna he mohaiai.
14 Onyenwe anyị gwara Mosis sị,
Olelo mai la hoi o Iehova ia Mose, i mai la,
15 “Mgbe onye ọbụla sitere na-amaghị ama mehie, merụọ ihe nsọ niile nke Onyenwe anyị, bụrụ onye nke nʼekwesighị ntụkwasị obi nye Onyenwe anyị. Ọ ga-ewetara Onyenwe anyị otu ebule na-enweghị ntụpọ site nʼigwe anụ, dịka ọnụahịa ya si dị nʼọlaọcha, nʼusoro shekel nke ebe nsọ. Ọ bụ aja ikpe ọmụma.
Ina e hana kekahi i ka hewa, a lawehala no ka ike ole, ma na mea hoano o Iehova, alaila e lawe mai oia ia Iehova no kona hewa, i ka hipakane kina ole noloko mai o na ohana, me ka mea au i manao ai ma na sekela kala, mamuli o ke sekela o ke keenakapu, i mohaihala.
16 Ọ ga-akwụghachikwa ụgwọ ihe nsọ ndị ahụ niile nke ọ na-emezughị. Ọ ga-atụkwasị otu ụzọ nʼime ụzọ ise nke ọnụahịa ya nʼelu ya, were ha niile nye onye nchụaja. Onye nchụaja ahụ ga-ewere ebule ahụ na ihe ndị a chụọrọ ya aja mkpuchi mmehie, nʼihi ikpe ọmụma ya. A ga-agbagharakwa ya.
A e hooponopono oia no ka hewa ana i hana'i ma ka mea hoano, a e hui hou i ka hapa lima ona ilaila, a e haawi aku oia ia mea i ke kahuna; a e hoolilo ke kahuna i ka hipakane mohaihala i kalahala nona, a e kalaia no ia.
17 “Ma ọ bụrụ na mmadụ ọbụla emehie, mee ihe ọbụla megidere iwu ọbụla Onyenwe anyị nyere, ọ bụ ezie na e mere mmehie a na-amaghị ama, ma ikpe mara ha, ọ ga-atakwa ahụhụ soo ya.
A ina e lawehala kekahi, a e hana i kekahi o ia mau mea i papaia ma na kauoha a Iehova, aole hoi i ike, e hihia no ia, a e kau no ia ia kona hewa.
18 Ọ ga-ewetara onye nchụaja ihe aja ikpe ọmụma nke bụ otu ebule na-enweghị ntụpọ site nʼigwe anụ, nke ọnụahịa ga-abụ ihe o ruru. Nʼụzọ dị otu a, onye nchụaja ga-achụrụ ya aja mkpuchi mmehie nʼihi ihe ọjọọ o mere na-amaghị ama. A ga-agbaghara ya mmehie ya.
A e lawe mai oia i ka hipakane kina ole noloko mai o ka ohana, me ka mea au i manao ai, i ke kahuna i mohaihala; a e hana ke kahuna i kalahala nona, no kona ike ole i hewa ai a ike ole hoi, a e kalaia no ia.
19 Ọ bụ aja ikpe ọmụma, nʼihi na onye mehiere megide Onyenwe anyị ka ọ bụ.”
He mohaihala no ia: ua lawehala io no ia i ka Iehova.

< Levitikọs 5 >