< Levitikọs 2 >

1 “‘Mgbe onye ọbụla wetaara Onyenwe anyị onyinye mkpụrụ ọka, onyinye ya ga-abụ nke ezi ụtụ ọka a kwọrọ nke ọma. Ha ga-awụkwasị ya mmanụ oliv, tinyekwa ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ nʼelu ya,
Mago'mo'ma Ra Anumzamofonte'ma witi ofa'ma hunaku'ma erino esuno'a kaneno eri osi huteno, erino eno. Anampina masavena taginenteno frenkinsensi nehaza mnanentake'zana erinteno,
2 ọ ga-ebutere ya ụmụ Erọn ndị nchụaja. Onye nchụaja ga-ekpoju ụtụ ọka na mmanụ ahụ nʼaka, tinyekwara ihe nsure ọkụ na-esi isi ụtọ niile ahụ, kpọọ ihe ndị a ọkụ dịka oke ncheta nʼelu ebe ịchụ aja. Ọ ga-abụkwa onyinye nsure ọkụ, nke na-esi isi ụtọ nye Onyenwe anyị.
erino Aroni mofavreramima pristi eri'zama e'neriza vahete vino. Ana masavene frenkinsensinema eri haviama hu'nea witifintira mago aza huno, kresramana vu itare ome kresigeno Ra Anumzamo'a mana'a nentahino musena hugahie.
3 Ma nke fọdụrụ nʼonyinye ọka ahụ bụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ oke dịkarịsịrị nsọ nke onyinye nsure ọkụ niile echere nʼihu Onyenwe anyị.
Hagi mago'ama mesia witia Aronine mofavre'amokizmi su'a megahie. Anama Ra Anumzamofonte'ma kre sramana vunente'za atresazama'amo'a ruotagetfaza hu'ne.
4 “‘Ọ bụrụ na onyinye mmadụ wetara bụ achịcha eghere nʼite e ji eghe ihe, ọ ga-abụ nke e ji ezi ụtụ ọka a kwọrọ nke ọma mee. Ọ ga-abụ ogbe achịcha agwara mmanụ oliv nke a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee, maọbụ achịcha mbadamba e tere mmanụ nke a na-ejighị ihe na-eko achịcha mee.
Avenifima kre'nesaza bretima ofama hunaku'ma erita esazana, zisti onte breti masaventeti eri havia huno kre'ne'nia kekio, hagege bisketire masave fre'ne'nia erita eho.
5 Ọ bụrụ na onyinye mmadụ wetara bụ achịcha e ghere eghe, achịcha ahụ aghaghị ịbụ nke e mere site nʼezi ụtụ ọka a kwọrọ nke ọma, nke a gwakọtara mmanụ, nke na-enweghị ihe na-eko achịcha nʼime ya.
Kuta fraimpenifima kre'ne'nia witireti'ma ofama hunaku'ma hanutma, kaneosi'ma hu'nesia flaua'ene olivi masavenena erihavia nehuta, anampina zistia onteho.
6 Nyawasịa ya, wụkwasị ya mmanụ nʼelu, ọ bụkwa onyinye mkpụrụ ọka.
Hagi ana bretia goli osi osi huteta, anampina masave taginteho. E'i witi ofa hugahaze.
7 Ọ bụrụ na onyinye mkpụrụ ọka gị bụ ihe e siri nʼite, ọ ghaghị ịbụ ezi ụtụ ọka a kwọrọ nke ọma, e tinyetụrụ mmanụ oliv.
Kresramana vu witi ofama kre hagage hu kavofima kresazana, kaneosi osi'ma hu'nesia flauateti masavene eri havia huteta kregahaze.
8 Ị ga-ebute onyinye mkpụrụ ọka ahụ bunye ya onye nchụaja. Ọ ga-eche ya nʼihu Onyenwe anyị nʼebe ịchụ aja.
Hagi ama ana zantetima witi ofama kreta erita Ra Anumzamofonte'ma esuta, pristi vahe ome aminkeno, erino kresramna vu itarera vino.
9 Onye nchụaja ga-ekporo ụfọdụ nʼaka dịka oke ncheta nʼime onyinye ọka ahụ, kpọọ ya ọkụ nʼelu ebe ịchụ aja dịka aja e surere nʼọkụ, nke isisi ya na-atọ Onyenwe anyị ezi ụtọ.
Ana bretifintira pristi vahe'mo'za huvame hu'za mago zamaza hu'za eri'za kre manavu itare tevefi kresageno, Ra Anumzamo'a mana'a nentahino musena hugahie.
10 Ma nke fọdụrụ nʼonyinye ọka ahụ bụ nke Erọn na ụmụ ya. Ọ bụ oke dịkarịsịrị nsọ nke onyinye nsure ọkụ niile echere nʼihu Onyenwe anyị.
Hagi anama Ra Anumzamofonte'ma tevefima kresramana vunente'za atresaza bretimo'a, ruotgetfa hu'neankino Aronine mofavre'amokizmi su'a megahie.
11 “‘Unu etinyela ihe na-eko ọka ọbụla nʼonyinye mkpụrụ ọka unu na-enye Onyenwe anyị, nʼihi na unu ekwesighị ịkpọ ihe na-eko achịcha maọbụ mmanụ aṅụ ọkụ nʼonyinye nsure ọkụ unu na-enye Onyenwe anyị.
Kresramana vu witima ofama erita vanazana, zistia onteho, na'ankure zistima antege tumerima antege'ma hu'nesia witiretira tevefina kreta Ra Anumzamofona ofa huontegahaze.
12 Unu nwere ike nye Onyenwe anyị achịcha e ji ihe na-eko achịcha na mmanụ aṅụ mee nʼoge onyinye owuwe ihe ubi, ma a gaghị eme otu a nʼoge onyinye ọchụchụ aja nsure ọkụ, nke na-esi isi ụtọ.
Hozafinti'ma e'sema ne'zama nenama hania ofama hanutma, zistine tumerinena amne tamagra erita Ra Anumzamofonte egahazanagi, e'i ana ofa kremnavu itarera Ra Anumzamo muse hanie huta onkregahaze.
13 Unu aghaghị itinye nnu nʼime onyinye mkpụrụ ọka ọbụla unu na-enye. Unu ahapụla ọgbụgba ndụ Chineke unu nʼonyinye mkpụrụ ọka unu. Tinyenụ nnu nʼonyinye unu niile.
Miko ofama hanaza witifina hagea antenageno, e'i ana zamo'a Anumzamo'enema huhagerafi huvempa ke'ma hu'naza kemofo huramagesa nehanigetma, tamagera okanigahazanki maka ofama hanaza witifina hagea atintegahaze.
14 “‘Ọ bụrụ na onyinye mkpụrụ ọka ị na-ewetara Onyenwe anyị bụ mkpụrụ mbụ nke ubi gị, site nʼọka ọhụrụ gị weta ọka a sụrụ asụ, maọbụ nke a hụrụ nʼọkụ.
Ana nehuta ese'ma nena hania witi raga Ra Anumzamofonte'ma ofa huku'ma erita esutma, refuzafupeta eritma ege' tevefi kre hagage hutma erita egahaze.
15 Tinye ya mmanụ na ụda na-esi isi ụtọ. Ọ ga-abụ onyinye ọka.
Ana ne'zampina olivi masavene, mnanentake'za insensi antegahazankino, e'i witi ofa hugahaze.
16 Onye nchụaja ga-ewere oke ncheta nʼime ọka ahụ a sụrụ asụ, nke a gwara mmanụ na ụda na-esi isi ụtọ, dịka onyinye nsure ọkụ nye Onyenwe anyị.
Ana Witima kne'za masavene mnanentake'za insensinema eri haviama hunte'nazafinti osi'a eri'za, Pristi vahe'mo'za knare manavu ofa Anumzamofontega huntegahaze.

< Levitikọs 2 >