< Job 16 >
Wasephendula uJobe wathi:
2 “Anụla m ọtụtụ ihe dịka ndị a; ndị nkasiobi na-eweta ọnọdụ ọjọọ ka unu niile bụ.
Ngizwile izinto ezinengi ezinje; lingabaduduzi abakhathazayo lina lonke.
3 Ogologo okwu efu ndị a niile unu na-ekwu, ọ naghị akwụsị? Gịnị bụ nsogbu unu nke mere unu ji aga nʼihu na-arụ ụka niile ndị a?
Kuzakuba lesiphetho yini emazwini angumoya? Kumbe kuyini okulicunulayo ukuthi liphendule?
4 Mụ onwe m nwekwara ike ikwu okwu dịka unu, ma ọ bụrụ na unu nọ nʼọnọdụ m; enwere m ike kwuo okwu dị ụtọ na ntị megide unu, ma fufekwaa isi m megide unu.
Lami bengingakhuluma njengani uba umphefumulo wenu ubusendaweni yomphefumulo wami; bengingabuthelela amazwi phezu kwenu, ngilinikinele ikhanda lami.
5 Ma ọnụ m ga-agba unu ume; nkasiobi si nʼegbugbere ọnụ m ga-emekwa ka ihe mgbu unu dajụọ.
Bengingaliqinisa ngomlomo wami, lokunyikinyeka kwendebe zami bekungadedisaubuhlungu benu.
6 “Ma ọ bụrụ na m ekwuo, adịghị egbochi ihe mgbu m, ọ bụrụ na m ahapụ ikwu okwu, ọdịghị esi nʼahụ m pụọ?
Uba ngikhuluma, ubuhlungu bami kabudedi; uba ngiyekela, kuyini okusuka kimi?
7 Nʼezie o Chineke, i meela ka ike gwụ m, i tidakwala ezinaụlọ m.
Kodwa khathesi ungidinisile yena, wena uchithile yonke inhlangano yami.
8 I keela m agbụ; agbụ m abụrụla ihe akaebe megide m; ịta ahụ m ebiliela ịgba akaebe megide m.
Ungitshwabhanisile, kube yibufakazi, lokucaka kwami kungivukele, kuyafakaza ebusweni bami.
9 Chineke na-eweso m iwe, jiri iwe ya na-adọwasị m, ọ na-atakwa ikikere eze ya megide m; onye iro m na-achịchapụrụ m anya ya.
Ulaka lwakhe luyangidwengula, njalo uyangizonda; ungigedlela amazinyo akhe; isitha sami singicijisela amehlo aso.
10 Ụmụ mmadụ na-asaghe ọnụ ka ha chịa m ọchị, ha ji iti m aka nʼọnụ na-akwa m emo, jikọtakwa onwe ha megide m.
Bangikhamisela umlomo wabo, bangiwakala esihlathini ngokuyangisa, bengihlanganyela ndawonye.
11 Chineke ewerela m nyefee nʼaka ndị ajọ omume, tụbakwa m nʼaka ndị na-emebi iwu.
UNkulunkulu unginikele kokhohlakeleyo, wangiphosela ezandleni zababi.
12 Ihe na-agara m nke ọma, ma Chineke tipịara m. O jidere m nʼolu ma tiwasịa m. O meela m ihe ịgba ụta ya;
Ngangonwabile, kodwa wangichoboza, wangidumela ngentamo, wangiphahlaza, wangimisa ngaba yinto yakhe yokunenjwa.
13 ndị ọgba ụta ya agbaala m gburugburu. Ọ na-agbawa akụrụ m na-enweghị ọmịiko mee ka oluilu m wụsịa nʼala.
Abatshoki bakhe bangigombolozela; uqhekeze izinso zami, engayekeli, wachithela emhlabathini inyongo yami.
14 Mgbe niile, ọ na-emegide m; ọ na-achụso m dịka dike nʼagha.
Wangivodloza ngokuvodlovodloza, wagijimela kimi njengeqhawe.
15 “Adụkọtala m akwa mkpe were ya kpuchie anụ ahụ m, liekwa ikuanya m nʼime ntụ.
Ngathunga isaka phezu kwesikhumba sami, ngathukuza uphondo lwami othulini.
16 Ihu m na-acha ọbara ọbara site nʼakwa nke m na-akwa, onyinyo nke ọnwụ dịkwa gburugburu egbugbere anya m abụọ;
Ubuso bami bubomvu ngokukhala, lenkotsheni zami kulethunzi lokufa,
17 ma aka m emeghị ihe ike ọbụla, ọzọ ekpere m dịkwa ọcha.
lanxa kungekho isihluku ezandleni zami, lomkhuleko wami uhlanzekile.
18 “Ala, biko, ezokwala ọbara m; mee ka akwa m ghara ịbụ ihe lara nʼiyi!
Mhlaba, ungaligqibeli igazi lami, lokukhala kwami kakungabi landawo.
19 Ọ bụladị ugbu a, onye akaebe m nọ nʼeluigwe, onye nkwuchite ọnụ m nọ nʼebe dị elu.
Lakhathesi, khangelani, ubufakazi bami busemazulwini, lomfakazi wami usezindaweni eziphakemeyo.
20 Onye na-arịọrọ m arịrịọ bụ enyi m, dịka m na-awụsara Chineke anya mmiri m.
Abangane bami bayangiklolodela; ilihlo lami liyathonta kuNkulunkulu.
21 Nʼọnọdụ mmadụ ka ọ na-arịọ Chineke dịka mmadụ na-arịọ nʼihi enyi ya.
Kungathi kungaba khona ongamlamulela umuntu kuNkulunkulu, njengendodana yomuntu kumngane wayo.
22 “Naanị afọ ole na ole ga-agabiga tupu m ga nʼụzọ nke nlọghachi m na-adịghị.
Ngoba iminyaka emilutshwana izafika, njalo ngizahamba ngendlela engingayikubuya ngayo.