< Jeremaya 5 >

1 “Jegharịa nʼokporoụzọ niile dị na Jerusalem, legharịa anya, ma mara, chọkwanụ gburugburu nʼama ya niile. Ma unu ọ ga-achọpụta otu onye, bụ onye na-eme ihe ziri ezi, na onye na-achọ eziokwu. M ga-agbagharakwa obodo a
E oma, kopikopiko koutou i nga ara o Hiruharama, tirohia kia mohio ai koutou, rapua i nga waharoa o reira, me kahore e kite i tetahi tangata, mehemea tera he tangata e whakarite pai ana, e rapu ana i te pono; a ka murua e ahau nga he o reira.
2 Ọ bụ ezie, na ha na-asị, ‘Dịka Onyenwe anyị na-adị ndụ,’ ma ha ka na-aṅụ iyi nʼokwu ụgha.”
Na ahakoa mea noa ratou, Kei te ora a Ihowa; he pono he oati teka ta ratou.
3 Onyenwe anyị, anya gị abụọ ọ bụghị eziokwu ka ọ na-achọ? Ị tiela ha ihe, ma o metụghị ha nʼahụ. I gwepịara ha, ma ha ekweghị a nabata ịdọ aka na ntị. Ha emeela ka ihu ha sie ike karịa nkume, ha ajụla ịchịgharị.
He teka ianei, e Ihowa, kei runga ou kanohi i te pono? i whiua ratou e koe, heoi kihai i pouri; moti iho ratou i a koe, heoi kahore i pai kia anga mai ki te ako; kua meinga e ratou o ratou mata kia maro atu i te kohatu, kua kore e pai ki te hoki mai.
4 Mgbe ahụ, a sịrị, “Ndị a bụ naanị ndị ogbenye na ndị na-enweghị uche, ha amaghị ihe ọbụla gbasara ụzọ Onyenwe anyị, na iwu nke Chineke ha.
Koia ahau i mea ai, He pono he rawakore enei, he kuware, kahore hoki ratou e mohio ki te ara a Ihowa, ki te whakarite a to ratou Atua;
5 Aga m ejekwuru ndị ndu, gwa ha okwu sị, nʼezie ha maara ihe gbasara ụzọ Onyenwe anyị, marakwa iwu niile nke Chineke ha.” Ma ha onwe ha nʼotu obi agbajiela ịyagba ahụ, tijiekwa agbụ niile.
Ka haere ahau ki nga tangata rarahi, ka korero ki a ratou; e mohio ana hoki ratou ki te ara a Ihowa, ki te whakarite a to ratou Atua: heoi ko enei, kotahi tonu ratou tahi nana i wawahi te ioka, i motumotu hoki nga here.
6 Ya mere, aga m eme ka ọdụm si nʼoke ọhịa bịa lụso ha ọgụ; nkịta ọhịa bi nʼọzara ga-ebibi ha. Otu a kwa, agụ ga-abịa makpuru nso nso obodo ha ịdọkasị onye ọbụla si nʼime obodo ahụ na-apụta. Ihe ndị a ga-emezu nʼihi na nnupu isi ha adịla ukwuu, na nʼihi na ndaghachi azụ ha site na iso ụzọ m adịla ukwuu.
Mo reira ka whakamatea ratou e te raiona i roto i te ngahere, ka pahuatia e te wuruhi o nga ahiahi, ka tuteia o ratou pa e te reparo, ko te hunga katoa e puta mai ki waho ka haehaea; he maha hoki o ratou pokanga ketanga, kua nui haere o ratou tah uritanga ketanga.
7 “Nʼihi gịnị ka m ga-eji gbaghara unu? Lee na ụmụ unu ahapụla m, na-agbaso, ma na-eji chi ndị na-abụghị chi na-aṅụ iyi. Ọ bụ m gbooro ha mkpa ha, ma ha nọgidere na-akwa iko. Ha jikwa ụlọ ndị akwụna mere ebe ha na-ezukọ.
Me pehea e murua ai e ahau tenei he ou? kua whakarere nei au tama i ahau, oatitia ana e ratou nga mea ehara nei i te atua; i to ratou makonatanga i taku kai, na kei te puremu, ropu tonu ratou i roto i nga whare o nga wahine kairau.
8 Ha rijuru afọ, gbaa abụba dị ka oke ịnyịnya. Onye ọbụla nʼime ha kwa na-esigharị imi na-akpọku nwunye na-abụghị nke ya.
Ko to ratou rite kei te hoiho whangai i te ata: e tangi ana ki te wahine a tona hoa, a tona hoa.
9 Ma Onyenwe anyị na-ajụ ajụjụ sị, m ga-ahapụ ịta ha ahụhụ nʼihi ihe ndị a niile? M ga-ahapụ ịbọtara mkpụrụobi m ọbọ megide mba dị otu a?”
E kore ianei ahau e whiu mo enei mea? e ai ta Ihowa: e kore ianei toku wairua e rapu utu i te iwi penei?
10 “Baanụ nʼime ubi vaịnị ha a gbara ogige kposaa ihe dị nʼime ya, ma unu emebila ya kpamkpam. Gbajisienụ alaka ya nʼihi na o nweghị oge ndị a ji bụrụ ndị nke Onyenwe anyị.
Haere koutou ki runga ki ona taiepa wawahi ai; otiia kaua e whakapaua rawatia; whakakahoretia ona pekerangi; ehara hoki ena i a Ihowa
11 Onyenwe anyị ekwuola ya sị, Lee, ụlọ Izrel na ụlọ Juda egosila na ha abụghị ndị e kwesiri ịtụkwasị obi.” Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara.
He nui hoki te tinihanga o te whare o Iharaira raua ko te whare o Hura ki ahau, e ai ta Ihowa.
12 Ha ekwuola okwu ụgha megide Onyenwe anyị. E, ha ekwuola sị, “O nweghị ihe Ọ ga-eme! Ihe ọjọọ ọbụla agaghị adakwasị anyị; mbibi nke ụnwụ na mma agha na-eweta agaghị erute anyị nso.
Kua whakakahore ratou ki ta Ihowa, kua mea, ehara i a ia; e kore hoki te he e tae mai ki a tatou; e kore ano tatou e kite i te hoari, i te hemokai.
13 Ndị amụma ndị a niile dịka ikuku, nke okwu nwere isi na-adịghị nʼime ha. Ya mere, ka ihe ahụ niile ha buru nʼamụma bịakwasị ha.”
Ko nga poropiti he hau kau, kahore hoki he kupu i a ratou: ko enei mea ka pa ki a ratou.
14 Nʼihi ihe ndị a niile, ihe ndị a ka Onyenwe anyị Chineke Onye pụrụ ime ihe niile kwuru, “Nʼihi na okwu ndị a esitela nʼọnụ ndị a pụta, aga m eme ka okwu m, nke si gị nʼọnụ na-apụta, ghọọ ọkụ. Aga m emekwa ka ndị a ghọọ nkụ ọkụ ahụ ga-erepịa.
Na reira tenei kupu a Ihowa, a te Atua o nga mano, Mo ta koutou korerotanga i tena kupu, tenei ahau te mea nei i aku kupu i roto i tou mangai hei ahi, ko tenei iwi hoki hei rakau, a ka pau ratou.
15 Unu bụ ndị Izrel,” otu a ka Onyenwe anyị kwubiri, “Aga m eme ka otu mba si nʼebe dị anya bịa megide unu. Ọ bụ mba na-adị site na mgbe ochie, mba dị ike, nke unu na-adịghị anụ asụsụ ha, ndị unu na-adịghị aghọta okwu ha.
Tenei ahau te kawe nei i tetahi iwi o tawhiti ki a koutou, e te whare o Iharaira, e ai ta Ihowa; he iwi kaha, he iwi nonamata riro, he iwi kahore nei koe e mohio ki tona reo, kahore ano hoki e marama ki tana e korero ai.
16 Akpa àkụ ha dịka ili ghere oghe; ha niile bụkwa ndị dike nʼagha.
Ko tana papa pere he urupa tuwhera, he tangata marohirohi katoa ratou.
17 Ha ga-eripịa ihe niile unu wetara nʼubi, ya na nri niile unu nwere. Ha ga-ebibi ụmụ unu ndị nwoke na ndị nwanyị. Ha ga-ebibi igwe ewu na atụrụ unu, na igwe ehi unu. Ha ga-ebibikwa osisi vaịnị na osisi fiig unu. Ọ bụ mma agha ha ka ha ga-eji bibie obodo unu niile e wusiri ike, bụ obodo ndị ahụ niile unu na-atụkwasị uche.
A ka pau i a ratou au hua e kotia ana, me tau taro, nga kai hei kainga ma au tama, ma au tamahine; ka pau i a ratou au hipi me au kau; ka pau i a ratou au waina me au piki; ka hautopea iho ki te hoari ou pa taiepa, au i whakawhirinaki ai.
18 “Ma ọ bụladị na nʼụbọchị ndị ahụ,” otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, “Agaghị m ebibicha unu kpamkpam.
Ahakoa i aua ra ano, e ai ta Ihowa, e kore e whakapaua rawatia taku ki a koutou.
19 Ọ ga-erukwa, mgbe ndị mmadụ ga-ajụ ajụjụ sị, ‘Gịnị mere Onyenwe anyị Chineke anyị ji mee anyị ihe dị otu a?’ Unu ga-agwa ha sị, ‘Dịka unu si gbakụta ya azụ malite ife chi ndị mba ọzọ nʼala nke aka unu, otu a ka unu ga-esi kpọọ isiala nye ndị mba ọzọ nʼala na-abụghị nke unu.’
Na, ki te ki mai koutou a mua, He aha a Ihowa, to tatou Atua i mea ai i enei mea katoa ki a tatou? ko reira koe ki atu ai ki a ratou, Ka pena i a koutou kua whakarere na i ahau, kua mahi na ki nga atua ke i to koutou whenua, waihoki ka mahi kout ou ki nga tangata ke i te whenua ehara nei i a koutou.
20 “Kwupụta ihe a ka ụlọ Jekọb nụrụ ya, kwusaa ya na Juda.
Whakaaturia tenei i roto i te whare o Hakopa, kia rangona ano i roto i a Hura; mea atu,
21 Nụrụnụ ihe ndị a, unu ndị nzuzu na ndị na-enweghị uche, unu ndị nwere anya nke na-adịghị ahụ ụzọ, na unu ndị nwere ntị nke na-adịghị anụ ihe.
Tena, whakarongo ki tenei, e te iwi wairangi kahore nei he ngakau, he kanohi nei o ratou, heoi kahore e kite, he taringa o ratou, a kahore e rongo.
22 Otu a ka Onyenwe anyị kwupụtara, na-ajụ sị, o kwesighị ka unu tụọ m egwu?” “O kwesighị ka unu maa jijiji nʼihu m? Emeela m ka uzuzu bụrụ oke osimiri nwere. Ọ bụkwa ụkpụrụ ebighị ebi nke ọ na-enweghị ike ịgafe. Ebili mmiri nwere ike magharịa, ma nke a apụghị ime ka osimiri si nʼọnọdụ ya wezuga onwe ya. Osimiri nwere ike bigbọọ, ma ọ pụghị ịgafe oke ahụ.
Kahore ranei o koutou wehi ki ahau? e ai ta Ihowa; e kore ianei koutou e hopohopo ki toku aroaro? naku nei hoki i mea te onepu hei rohe ki te moana, he tikanga mau tonu, e kore ano e koni mai: ahakoa ngana noa ona ngaru, e kore e taea ta ratou; hamama noa, e kore ano e koni mai.
23 Ma ndị a nwere obi nke na-enupu isi, na obi nke na-adịghị ekwe ekwe. Ha atụgharịala wezuga onwe ha.
Ko tenei iwi ia, he tutu, he whakakeke o ratou ngakau; kua peka ke atu ratou, kua riro.
24 Ha adịghị asị onwe ha, ‘Ka anyị tụọ egwu Onyenwe anyị Chineke anyị, onye na-enye anyị mmiri ozuzo nʼoge ya, ọ bụkwa ya na-eme ka anyị na-ewebata ihe ubi anyị nʼoge ya.’
Kahore hoki a ratou kianga ake i roto i o ratou ngakau, Tena, kia wehi tatou ki a Ihowa, ki to tatou Atua, ko ia nei te kaihomai i te ua; i to mua, i to muri, i te wa e tika ai; nana nei i mau ai ki a tatou nga wiki i whakaritea mo te kotinga.
25 Ajọ omume unu emeela ka ihe ndị a hapụ irute unu aka. Mmehie unu anapụla unu ihe ọma gaara abụ nke unu.
Na o koutou he enei i puta ke ai, ko o koutou hara ano hei kaiponu atu i te pai i a koutou.
26 “E nwere ndị ajọ mmadụ nʼetiti ndị m, ndị na-edo onwe ha dịka ndị mmadụ na-esiri nnụnụ ọnya, dịka ndị na-esi ọnya ka ha nwude mmadụ.
E kitea ana hoki he hunga kino i roto i taku iwi: titiro matatau mai ana ratou, me te mea he kaihopu manu e kupapa ana; kei te whakatakoto mahanga ratou, kei te hopu tangata.
27 Dịka nkata a kpara nke nnụnụ jupụtara nʼime ya, ụlọ ndị dị otu a jupụtara nʼaghụghọ. Nʼihi nke a, ha ghọrọ ndị ọgaranya na ndị dị ike,
Kei te whare manu e ki ana i nga manu te rite o o ratou whare e ki tonu nei i te tinihanga: na reira ratou i nui ai, i whai taonga ai.
28 ha amaala abụba, anụ ahụ ha na-akwọkwa mụrụmụrụ. Ajọ ọrụ ha enweghị nsọtụ; ha adịghị achọkwa ikpe ziri ezi. Ha adịghị ekwuchite ọnụ onye na-enweghị nna; ha adịghị ekwuchitekwa ọnụ ndị ogbenye ime ka ha nweta ihe ruuru ha.
Tetere tonu ratou, towahiwahi ana; kua neke rawa ake ta ratou i nga mahi a te hunga kino: ko te whakawa, ko te whakawa a te pani, kahore i whakaritea e ratou, heoi kake tonu ratou; kahore hoki e whakatikaia e ratou te whakawa a nga rawakore.
29 M ga-ahapụ ịta ha ahụhụ nʼihi ihe ndị a niile?” ka Onyenwe anyị kwupụtara, na-ajụ. “M ga-ahapụ ịbọrọ onwe m ọbọ megide mba dị otu a?
E kore ranei ahau e whai mahara ki enei mea? e ai ta Ihowa; e kore ranei toku wairua e rapu utu i te iwi penei?
30 “Ihe ọjọọ nke jọbigara njọ oke emeela nʼala a.
Whakamiharo rawa, whakawehi rawa te mea e meatia ana ki te whenua;
31 Lee, ndị amụma na-ebu naanị amụma ụgha, ndị nchụaja na-achịkwa ndị m site nʼọchịchị nke nʼaka ike, ma lee, ndị m hụrụ ndụ dị otu a nʼanya. Gịnịkwa ka unu ga-eme nʼoge ikpeazụ.”
E poropiti teka ana nga poropiti; a e whakahaere ana nga tohunga, ko ta ratou te tikanga; a pai tonu taku iwi ki te pena. Na ka pehea ra koutou i tona tukunga iho?

< Jeremaya 5 >