< Jeremaya 20 >

1 Mgbe Pashua nwa Imea, bụ onye nchụaja, ma burukwa onyeisi na-elekọta ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị, nụrụ amụma ndị a Jeremaya na-ebu,
A O Pasehura, ke keiki a Imera, ke kahuna, ka mea maluna o na luna maloko o ka hale o Iehova, lohe no oia, ua wanana o Ieremia i keia mau mea.
2 o nyere iwu ka e tie Jeremaya, bụ onye amụma ihe, kee ya agbụ, tinye ya nʼọnụ ụzọ ama Dị Elu nke Benjamin, nke dị ụlọnsọ ukwu Onyenwe anyị.
Alaila, hahau o Pasehura ia Ieremia, ke kaula, a hahao iho la ia ia iloko o kahi paa o na laau kupee, ma ka pukapa kiekie o Beniamina, o ka mea kokoke i ka hale o Iehova.
3 Nʼechi ya, mgbe Pashua tọpụrụ ya site nʼagbụ ahụ, Jeremaya sịrị ya, “Onyenwe anyị akpọghị gị Pashua, kama aha gị bụ Mago-Misabib, nke pụtara, Nwoke ihe egwu gbara gburugburu.
A ia la iho, lawe mai o Pasehura ia Ieremia mawaho o kahi paa o na laau kupee. Alaila, olelo ae la o Ieremia ia ia, Aole i kapa mai o Iehova i kou inoa, o Pasehura, aka, o Magoramisabiba.
4 Nʼihi na nke a ka Onyenwe anyị na-ekwu, ‘Aga m eme ka ị ghọọrọ onwe gị, ghọọkwara ndị enyi gị niile ihe egwu. Anya gị abụọ ka ị ga-eji hụ ha mgbe mma agha ndị iro ha ga-egbuda ha. Aga m ararakwa ala Juda niile nyefee ha nʼaka eze Babilọn, onye ga-egbuda ha. Aga m ararakwa ala Juda niile nyefee ha nʼaka eze Babilọn, onye ga-eburu ndị niile bi nʼime ya gaa Babilọn. Ọ ga-egbu ndị fọdụrụ.
No ka mea, ke olelo mai nei o Iehova peneia, Aia hoi, e hoolilo no wau ia oe i mea makau wale nou iho, a no kou poe hoahanau a pau; a e haule no lakou i ka pahikaua o ko lakou poe enemi, a e ike no kou mau maka; a e haawi no wau i ka Iuda a pau iloko o ka lima o ke alii o Babulona, a e lawepio no oia ia lakou i Babulona, a luku no oia ia lakou i ka pahikaua.
5 Aga m enyefe ndị iro ha akụ niile dị nʼobodo, na ihe niile ha rụpụtara, na ihe niile dị oke ọnụahịa, na ngwongwo na akụ niile nke ndị eze Juda. Ha ga-eburu ya dịka ihe a kwatara nʼagha laa Babilọn.
A e haawi no wau i ka ikaika a pau o keia kulanakauhale, a me kana hana a pau, a me kona mau mea maikai a pau, a o ka waiwai a pau o na'lii o ka Iuda ka'u e haawi aku ai iloko o ka lima o ko lakou poe enemi, na mea e hao i ka lakou, a lawepio ia lakou, a e lawe aku keia poe ia lakou i Babulona.
6 Ma gị onwe gị bụ Pashua, na ndị niile bi nʼụlọ gị, ka a ga-adọta nʼagha buru gaa Babilọn. Nʼebe ahụ ka ị ga-anwụ. Ebe ahụ kwa ka a ga-eli gị, gị na ndị enyi gị ndị a niile ị na-eburu amụma ụgha.’”
A o oe, e Pasehura, a me ka poe a pau e noho la ma kou hale, e hele no iloko o ke pio; a e hiki no oe i Babulona, a malaila oe e make ai, a malaila oe e kanuia'i, o oe, a me kou mau makamaka a pau, ka poe au i wanana aku ai ma ka wahahee.
7 Onyenwe anyị, ị ghọọla m aghụghọ, meekwa m ka m ghọọ onye a ghọgburu nʼaghụghọ. I jidesiela m aka ike, mee ka uche gị mezuo m nʼahụ. Lee na mmadụ niile na-akparị m ụbọchị niile. Onye ọbụla jikwa m na-eme ihe ọchị.
E Iehova, ua hoowalewale mai oe ia'u, a ua walewale au; ua oi aku kou ikaika i ko'u, a ua lanakila oe; he mea akaaka wau i na la a pau, henehene mai no na mea a pau ia'u.
8 Nʼihi na mgbe ọbụla m meghere ọnụ kwuo okwu, aghaghị m iti mkpu. Aga m akpọ mkpu banyere ihe ike na ịla nʼiyi. Nʼihi na okwu Onyenwe anyị ewetarala m mkparị na ịkwa emo ụbọchị niile.
No ka mea, i ka wa a'u i olelo ai, uwe aku la au, a kahea aku la no hoi, he kaili wale, a me ka hao ana; no ka mea, lilo no ka olelo a Iehova, i mea e heneheneia mai ai, a i mea hoi e hoowahawahaia mai ai au i na la a pau.
9 Ọ bụrụkwa na m ekwuo nʼobi m sị, “Agaghị m ekwute ihe ọbụla metụtara okwu ya maọbụ aha ya ọzọ.” Ọ dịghị ekwe m. Nʼihi na okwu ya na-enwu m ọkụ nʼobi. Ọ dịkwa ka ọkụ na-enwu enwu emechibidoro ụzọ nʼime ọkpụkpụ m. Ike agwụla m ịnagide okpomọkụ nke okwu ya. Nʼezie, apụghịkwa m ịnagide ya.
Alaila, olelo iho la au, Aole au e hoomanao hou ia ia, aole hoi e olelo hou ma kona inoa; aka, ua like ia iloko o ko'u naau, me ke ahi e a ana, a paniia hoi iloko o ko'u mau iwi; a ikiiki au i ka hoomanawanui ana, aole hoi i hiki ia'u.
10 Ana m anụ ọtụtụ akụkọ nzuzo, “Oke egwu nʼakụkụ niile! Jụụnụ ya! Ka anyị jụụnụ ya!” Ndị enyi m niile nọ na-eche mgbe m ga-azọhie ụkwụ daa, na-asị, “Ma eleghị anya ọ ga-abụ onye eduhiere, mgbe ahụ, anyị ga-emegide ya, bọọrọ onwe anyị ọbọ nʼahụ ya.”
Lohe no wau i ka hoowahawaha ana o na mea he nui, he makau no ma na aoao a pau. E hai aku oe, a e hai aku no makou ia, wahi a lakou. Ua hoomakakiu mai ko'u poe makamaka a pau i ko'u haule ana, me ka manao iho, E hoowalewaleia paha oia, a lanakila kakou maluna ona, a e hoopai aku kakou ia ia no kakou.
11 Ma Onyenwe anyị nọnyeere m dịka dike nʼagha; nʼihi ya, ndị na-esogbu m ga-asọ ngọngọ, ha agaghị emerikwa m. Ihe ha zubere agaghị emezuru ha, nʼihi ya, ihere ga-eme ha nke ukwuu; a gaghị echezọkwa ọnọdụ ihere ha ruo ebighị ebi.
Aka, o Iehova pu no me au, e like me ka mea mana a weliweli; nolaila e hina'i ka poe hoomaau mai ia'u, aole lakou e lanakila: e hilahila loa auanei lakou, no ka mea, aole lakou e pomaikai. Aole e poinaia ko lakou hilahila mau loa.
12 Ma gị, Onyenwe anyị, Onye pụrụ ime ihe niile, gị, onye na-enyocha onye ezi omume, onye anya ya na-eru nʼihe dị mmadụ nʼobi na nʼime echiche uche ya, biko, kwere ka m dị ndụ hụ mgbe ị ga-abọrọ onwe gị ọbọ megide ha, nʼihi na ọ bụ nʼaka gị ka m tinyere ihe niile gbasara m.
Aka, o oe, e Iehova o na kaua, ka mea hoao mai i ka poe i pono, ka mea ike i ka opu, a me ka naau, e hoike mai oe ia'u i kou ukiuki ia lakou; no ka mea, ia oe no ko'u hoopii ana i ko'u pono.
13 Bụkuonụ Onyenwe anyị abụ! Nyenụ Onyenwe anyị otuto! Nʼihi na ọ na-anapụta ndụ ndị mkpa na-akpa, site nʼaka ndị ajọ omume.
E oli aku ia Iehova, e hoomaikai ia Iehova, no ka mea, ua hoopakele oia i ka uhane o ka poe hune, mai ka lima aku o ka poe hana hewa.
14 Ihe a bụrụ ọnụ ka ụbọchị ahụ a mụrụ m bụ. Ka ụbọchị nne m mụrụ m ghara inwe ngọzị.
E hoinoia ka la a'u i hanauia'i: Mai hoomaikaiia ka la a kuu makuwahine i hanau mai ai ia'u.
15 Onye a na-abụ ọnụ ka nwoke ahụ bụ nke wetara nna m akụkọ ọmụmụ m, nke mere ka ọ ṅụrịa ọṅụ, na-asị ya, “A mụọlara gị nwa, ọ bụ nwa nwoke!”
E hoinoia ke kanaka i hai aku i ko'u makuakane, me ka olelo aku, Ua hanauia mai he keikikane nau, a hoohauoli nui aku la ia ia.
16 Ka e meekwa nwoke ahụ ihe Onyenwe anyị mere obodo ndị ahụ o bibiri na-enweghị ọmịiko. Ka nwoke ahụ nọgidekwa na-anụ iti mkpu akwa nʼụtụtụ, na akwa ibu agha nʼehihie.
E hoohalikeia keia kanaka me na kulanakauhale a Iehova i hoohiolo ai, a mihi ole hoi. I lohe oia i ka uwe ana i kakahiaka, a me ka hooho ana i ke awakea;
17 Nʼihi na ọ hapụrụ igbu m mgbe m nọ nʼafọ nne m, hapụ ime ka afọ nne m bụrụ ili m, ka afọ ya bụrụkwa ihe buru ibu ruo mgbe ebighị ebi.
No kona pepehi ole mai ia'u, mai ka opu mai, a lilo ole ko'u makuwahine i lua no'u, a mau loa aku ka nui ana o kona opu.
18 Nʼihi gịnị ka m ji site nʼafọ nne m pụta ịhụ ọnọdụ ọjọọ ndị a, na ịnọgide nʼobi mwute, na ịnọ ọnọdụ ihere ogologo ụbọchị niile nke ndụ m?
No keaha la wau i puka mai ai mawaho mai o ka opu, e ike i ka luhi, a me ke kaumaha, i hoopauia ko'u mau la i ka hilahila?

< Jeremaya 20 >