< 1 Timoti 6 >

1 Ndị niile bụ ohu ga-ahụ ndị nwe ha dị ka ndị ekwesiri inye ugwu na nsọpụrụ, ka a ghara ikwujọ aha Chineke na ozizi anyị.
Yaaba n ye ti yonbidi lolimanni n yaa nua ke bi canbaa ba pundi ban kpiagiba li bonla kuli nni. Ke ban da sugidi UTienu yeli leni obangima
2 Ndị nke nwere ndị kwere ekwe dịka ndị nwe ha ekwesighị ilelị ha anya nʼihi na ha bụ ụmụnna ha. Kama, ha kwesiri ijere ndị nwe ha ozi nke ọma karịa, nʼihi na ndị na-erite uru nʼọrụ ha bụ ndị kwere ekwe bụrụkwa ndị anyị hụrụ nʼanya. Ihe ndị a ka ị ga-akụziri ha, dụkwaa ha ọdụ banyere ime nke a.
yaa yonbi n tuuni yaa canbaan ba n daani po n dafaliba kelima bi tie kpiiba, Ama ban yaa tuuni bi po ki cie kelima bi tie niginkaaba ki go tie bi bua kaaba. Han bangi laa bonla ki go ñii li po.
3 Onye ọbụla na-ezi ihe ọzọ nke na-adabaghị nʼokwu ezi ntọala na-enye ndụ nke Onyenwe anyị Jisọs Kraịst, ya na ozizi nke ibi ndụ kwesiri onye nke Chineke,
O nilo yaa bangi bangitoama, kaa hua O DIEDO JESU maama leni obangima leni o teginma.
4 bụ onye nganga na-afụli elu, ma bụrụkwa onye na-amaghị ihe. Ọchịchọ obi ya bụ nke na-ezighị ezi ma jupụtakwa nʼịrụ ụka na ekworo nke na-eweta ịkpọ asị na esemokwu, na nkwulu nakwa ajọ echiche,
O tie japaadaano, kaa bani li ba, ke li tie po nani Uyienu yen, opia mi niama, li nunponli, li koanli kulinkundu leni a yanjagibiada.
5 na isi ịrụ ụka niile nke na-esite nʼaka ụmụ mmadụ ndị echiche ha na-enweghịkwa eziokwu. Ha na-eche na ife Chineke bụ ụzọ e si aba ọgaranya.
Mi mafanma leni yaaba yaa yantiana n joagini bi luo imoamoani bi nua ke Ke UTienu teginma n tie ti ñuadi hiali.
6 Ma ikpere Chineke bara uru nke ukwuu nye onye nwere afọ ojuju nʼihe ọbụla o nwere.
Li tie ñuaciandi hiali a ya mangi apali han pia yaala.
7 Nʼihi na o nweghị ihe anyị ji nʼaka mgbe anyị bịara nʼụwa, otu a kwa, o nweghị ihe anyị ga-ewerekwa mgbe anyị ga-esi nʼụwa pụọ.
Kelima tii den cua leni ba kuli li handunli nni, li go doagidi cain ke ti kan fidi ki taa li ba kuli lienni.
8 Ya mere, ọ bụrụ na anyị enwe ihe oriri na uwe anyị ji ekpuchi ọtọ anyị, afọ kwesiri iju anyị nʼihe anyị nwere.
Lani wani ti ya pia mi jiema leni ti tiayiekaadi li baa dagidi ti po.
9 Ma ndị na-achọ ịba ọgaranya na-adaba nʼọnwụnwa na nʼime ọnya na ọtụtụ ihe nzuzu na ọchịchọ ọjọọ niile dị iche iche nke na-enubanye ha nʼịla nʼiyi na mbibi.
Ama yaababa n bua ki tua piada baa ba mi tulinma nni. Bi yankuabiada, ya n kaa pia fuoma ki baa biidi ba yeni, cuoba nani ku diagu yeni ki teni ke bi feli ki bodi cain.
10 Nʼihi na ịhụ ego nʼanya bụ mgbọrọgwụ nke ime ihe ọjọọ niile dị iche iche. Ụfọdụ ndị hụrụ ego nʼanya, ndị na-achọsi ya ike, adapụla nʼokwukwe ha, si otu a tinye onwe ha nʼọtụtụ ọnọdụ na-ewetara ha obi ọjọọ na iru ụjụ.
Kelima mi ligi buama tie li bonbiadi kuli yaa jiinu; Bi tianba den kuani bi yula lienni ki yaadi ki li dandanli, ki kuani bi yama lienni ki yaadi ki ha li dandanli ki kuani bi yula ti yan yangidi nni.
11 Ma gị bụ onye nke Chineke, gbaara ihe ndị a niile ọsọ. Ma chụsoo ezi omume na iyi Chineke, na okwukwe, na ịhụnanya, na ntachiobi, na ịdị nwayọ.
Ama fini U Tienu nilo ŋan sani ki ŋa laa bonla ki lingi mi teginma, mi gagidiŋanma, li dandanli nni, mi buama li juuli, mi dingima.
12 Na-agbasi mgba ọma nke okwukwe gị ike, jidesiekwa ndụ ebighị ebi ahụ aka ike bụ nke a kpọrọ gị oku maka ya mgbe i mere ezi nkwupụta gị nʼihu ọtụtụ ndị akaebe. (aiōnios g166)
Han koani li dandanli koanŋanli, ki cuo ya miali n kangbeni, U Tienu n den yini a yaala yaapo ŋan go den tieni yaala ya seediŋamo bi niba boncianla nintuali. (aiōnios g166)
13 Nʼihu Chineke, onye na-enye ihe niile ndụ, na nʼihu Kraịst Jisọs onye gbara ama nkwupụta ọma nʼihu Pọntiọs Pailet. Ana m enye gị iwu
N teni a li ñoabonli U Tienu yua n tendi li bonla kuli li miali leni Jesu kilisiti yua n den doagidi li dandanmoanli Ponisa Pilata nuntuali, ŋan kubi laa ñoabonli.
14 ka i debezuo ihe niile e nyere nʼiwu na-enweghị ntụpọ ọbụla maọbụ ịta ụta ruo mgbe Onyenwe anyị Jisọs Kraịst ga-apụta ihe.
Ke han ya ŋua min teni a ya ñoabonli na cain, ki da tudi ba waamu ŋali ti diedo Jesu Kilisiti n baa doagidi o yuli yaa yogunu.
15 Nke a ga-emezu mgbe oge zuru site nʼike ya, Chineke, onye dị ngọzị na onye naanị ya na-achị, Eze kachasị eze niile, na Onyenwenụ kachasị ndị nwenụ niile.
Li yogunu ya pundi U Tienu baa teni o doagidima yeni n tieni, wani yua n pia u paalu kuli ki tie bi badiba kuli bado leni bi diediba kuli diedo.
16 Onye naanị ya na-adịghị anwụ anwụ. Onye na-ebikwa nʼime ìhè nke mmadụ ọbụla na-apụghị ịbịaru nso. Onye mmadụ ọbụla na-ahụbeghị anya mgbe ọbụla, onye a na-apụghịkwa ịhụ anya. Ọ bụ ya ka nsọpụrụ na ike dịrị ruo mgbe ebighị ebi. Amen. (aiōnios g166)
Wani yua n ki pia kuuma, ki ye ya yenma n gagidi nni, oba kuli nki la yua ki kan fidi ki le o mo, wani yua n die ti kpiagidi leni u paalu ŋali yaa yogunu kuli. Amina! (aiōnios g166)
17 Nye ndị bụ ọgaranya nʼoge ugbu a iwu ka ha ghara ịnya isi, maọbụ tụkwasị obi ha nʼakụnụba, nke a na-ejighị aka. Kama ka ntụkwasị obi ha dịrị na Chineke onye na-enyezu anyị ihe niile site nʼakụ ya nʼihi ime anyị obi ụtọ. (aiōn g165)
Han tundi ya nifiima n tie na piada ke ban da tua japaadanba. Ki da kuani bi suginma bi piama nni, ama ban kuani ma U Tienu yaa niinni, wani yua n puuni ti li bonla kuli ŋali ke li kandi ke tin ya pia li pamanli. (aiōn g165)
18 Gwa ha ka ha na-eme ezi ihe, ka ha bụrụ ọgaranya nʼọrụ ọma niile, ka ha nwee obiọma na inyere ndị ọzọ aka, dịkwa njikere ikenye ndị ọzọ ihe site nʼihe ha nwere.
Han waani ba ban ya tiedi mi ŋanma, ki ya pia a tuonŋama, ti bulicindi ki ya puuni.
19 Nʼụzọ dị otu a, ha na-akpadoro onwe ha akụ nke ga-abụrụ ha ntọala siri ike nʼọgbọ dị nʼihu, nke a ga-eme ka ha rite ndụ ahụ nke bụ ezigbo ndụ nʼuru.
Ban ya tiedi yeni ki biliti bi yula po o ŋalimanmoano ya yogunu n ba ti cua po ki fidi ki cuo li miamoanli.
20 Timoti chebekwa ihe ndị ahụ e nyefere gị nʼaka, wezuga onwe gị site nʼokwu nzuzu nke rụrụ arụ, na ịrụ ụka nzuzu nke ha na-akpọ ihe ọmụma,
Fini Timote ŋan ya gu U Tienu pianli ki foagidi leni bi nisaaliba n pia ya niama ke maa ŋua i moamoani.
21 bụ nke ụfọdụ kwupụtara, ma na ime nke a, ha esitela nʼụzọ okwukwe kpafuo. Ka amara dịnyere gị. Amen.
Bi nitianba ŋoadi laa bonla ki yaadi ki ŋa li dandanli. U Tienu ŋanbili n yaa ye leni yi kuli.

< 1 Timoti 6 >