< 1 Pita 5 >

1 Mụ onwe m, onye bụ okenye na onyeama banyere ahụhụ Kraịst, bụrụkwa onye ga-eso keta oke nʼebube ya nke a gaje ikpughe, a na m arịọ ndị okenye nʼetiti unu arịrịọ a,
Nialompile ianyampala niakoli kitalanyu, Mianyu hangi mikengi wa wagigwi nuang'wa Kilisto hangi muhuii nuakulu nuuzakunukulwa.
2 na-azụnụ igwe atụrụ ahụ Chineke nyefere unu nʼaka. Ka unu na-elekọta ha, ọ bụghị nʼihi na unu agaghị ime otu a, kama ọ bụ ihe sitere nʼọchịchọ obi unu, dị ka Chineke chọrọ ka unu mee. Ọ bụkwaghị nʼihi ego unu ga-enweta, kama ọ bụ ịnụ ọkụ unu nʼije ozi.
Kululo kumusambiilya unye anyampala, lidimi idale lang'wi Tunda nilikoli kitalanyu. Ligozi singa kunsoko munonee kululika ili, kunsoko muloilwe uu, anga Itunda nuloilwe, ugozi singa kunsoko akulowa mpia nia minyala, ingi kua kulowa.
3 Unu abụla ọkaaka nʼebe ndị e nyefere unu nʼaka nọ. Kama bụrụnụ ihe ịma atụ nye igwe atụrụ ahụ.
Muleke kuhumbula kuantu awa nienda muimie kitalanyu, nimenda adima, mitume nimaza ahume kumutyata.
4 Ma mgbe Onyeisi ndị ọzụzụ atụrụ ahụ ga-abịa unu ga-anata okpueze ebube nke na-agaghị agbanwe agbanwe.
Pang'waso umudimi numukulu nuzimikigwa muzepegwa ikinyamulimo nikaukulu nishakilimilya uza wakwe.
5 Nʼotu aka ahụ, unu ụmụ okorobịa, doonụ onwe unu nʼokpuru ndị bụ okenye. Unu niile werenụ obi umeala na-ejeritara onwe unu ozi, nʼihi na, “Chineke na-eguzo imegide ndị na-ebuli onwe ha elu, ma ọ na-enye ndị dị umeala nʼobi amara.”
Uu nunyie ahumba nimianino tulinikulyo kuakulu anyu, nunyie mihi tugali ikulyo nukiailya nyenyie kuanyie, ingi Itunda wiagilya niilugoha, kululo wiapeza uukende niakote ikulyo.
6 Ya mere, wedanụ onwe unu nʼokpuru aka dị ike nke Chineke, ka o bulie unu elu nʼoge ya.
Kululo tuli nikulyo mumukono wang'wi Tunda nuukite ingulu, ahume kumumbula kumatungo akwe.
7 Hapụrụnụ ya nsogbu unu na nchegbu unu, nʼihi na ihe banyere unu na-emetụ ya nʼobi.
Leti imiligo ihi namilandu kitalakwe ingi nuanso ukuukele nukusupitya.
8 Nọọnụ na njikere, na-echekwanụ nche nʼihi na onye iro unu bụ ekwensu ji oke ịgbọ ụja na-awagharị dịka ọdụm, na-achọ onye ọ ga-ala nʼiyi.
Tuli nima hala hangi muhule miho, umulugu anyu uyo umubi, anga ihimba nikukoloma izeduma imuambe umuntu.
9 Guzosienụ ike nʼokwukwe unu. Unu ekwela ka o merie unu, kama tụkwasịnụ Onyenwe anyị obi. Chetanụ na e nwere ọtụtụ ndị kwere ekwe dị ka unu ndị nọkwa nʼụdị ahụhụ a unu na-ahụ nʼụwa niile.
Pugamuki kitalakwe, tuli ningulu muuhuili wanyu. Mulinge kina ianyandugu anyu niakoli muunkumbiguli akukiita wagigwi anga wuwo.
10 Chineke onye nwe amara niile, onye kpọbatara unu na ebube ebighị ebi ya nʼime Kraịst, mgbe unu hụrụ ahụhụ ndị a nwa oge, ya onwe ya ga-eweghachi unu nʼọnọdụ unu, mee ka unu dị nnọọ ike, ndị guzo chịm ma kwesikwa ntụkwasị obi. (aiōnios g166)
Ni Tunda nuaukende wihi auitangile kingila muukulu wakwe nuakalinakali kung'wa Kilisto anga magig'wa matungo makupi, ng'wenso ukumimisha nukumupa ingulu. (aiōnios g166)
11 Ọ bụ ya nwe ike niile ruo mgbe niile ebighị ebi. Amen. (aiōn g165)
Uutemi utule nung'wenso kitalakwe mahiku ihi. Amina. (aiōn g165)
12 Ọ bụ site nʼinyeaka Saịlas onye m hụtara dị ka nwanna kwesiri ntụkwasị obi ka m ji deere unu mkpụrụ okwu ole na ole ndị a nke m ji agbaa unu ume na-ekwupụtakwa na nke a bụ eziokwu dị nʼamara Chineke. Guzosienụ ike nʼime ya.
Numuhuie Silwano anga muluna ane numuza, hangi namukisila ibada unyekua ukupi kukiila kitalakwe, kumusisikiilya hangi kumuila kina iko ninikiandikile ingi ukende watai nuang'wi Tunda, miki kitalakwe.
13 Nwanyị ahụ nọ na Babilọn, nke a họpụtara unu na ya, na-ekele unu. Mak, ezi nwa m nwoke na-ekelekwa unu.
Ahuili niakoli kubabeli nai aholanigwe palung'wi munye, amulamukilye nu Maliko ng'waane umulamukilye.
14 Jirinụ isurita ọnụ ịhụnanya kelerịta onwe unu. Ka udo dịnyere unu niile nọ nʼime Kraịst.
Ilamushi kua ilungilo nila ulowa. Uolo utule kitalanyu nimukoli mung'wa Kilisto. Amina.

< 1 Pita 5 >