< 1 Ihe E Mere 8 >

1 Benjamin mụtara ụmụ ndị ikom ise. Aha ha nʼusoro dịka e si mụọ ha bụ: Bela nke mbụ, nke abụọ Ashbel, nke atọ Ahara,
Wana watano wa Benjamini walikuwa Bela mwana wake wa kwanza, Asibeli, Ahara,
2 nke anọ Noha, na nke ise Rafa.
Noha, na Rafa.
3 Ndị ikom Bela mụrụ bụ Aada, Gera, Abihud,
Wana wa Bela walikuwa Adari, Gera, Abihudi,
4 Abishua, Neeman, Ahoa,
Abishau, Naamani, Ahoa,
5 Gera, Shefufan na Huram.
Gera, Shefufani, na Huramu.
6 Ụmụ Ehud ndị bụ ndịisi ezinaụlọ na Geba, ndị bụkwa ndị e si na Geba chụpụ mee ka ha gaa biri na Manahat bụ ndị a:
Hawa walikuwa uzao wa Ehudi ambao walikuwa vichwa vya koo kwa wakazi wa Geba, ambao walihimizwa kuhamia Manahati:
7 Neeman, Ahija na Gera, onye chụpụrụ ha na onye bụkwa nna Ụza na Ahihud.
Naamani, Ahijahi, na Gera. Wa mwishi, Gera, aliwaongoza katika kuhama. Alikuwa baba wa Uza na Ahihudi.
8 A mụtara Shaharaim ụmụ ndị ikom na Moab mgbe ọ gbachara ndị nwunye ya abụọ bụ Hushim na Baara alụkwaghị m.
Shaharaimu akawa baba wa watoto katika ardhi ya Moabu, baada ya kuwatariki wake zake Hushimu na Baara.
9 Nwunye ya Hodesh mụtara Jobab, Zibịa, Mesha, Malkam,
kwa mke wake Hodeshi, Shaharaimu akawa baba wa Yobabu, Zibia, Mesha, Malkamu,
10 Jeuz, Sakia na Miama. Ndị a bụ ụmụ ya ndị ikom, ndị bụkwa ndịisi ezi.
Yeuzi, Shachia, na Mirima. Hawa walikuwa wana wake, viongozi katika koo zao.
11 Tupu ọ chụpụ nwunye ya Hushim, ọ mụtaara ya Abaịtub, na Elpaal.
Alikwisha kuwa baba wa Abitubi, na Elipaali kwa Hushimu.
12 Elpaal mụrụ ndị a: Eba, Misham, Shemed (onye wuru obodo Ono na Lod, na obodo nta gbara ha gburugburu).
Wana wa Elipaali walikuwa Eba, Mishamu, na Shemedi ( ambao walijenga Ono na Lod pamoja na vijiji vilivyozunguka.)
13 Ụmụ ya ndị ọzọ bụ Beriya, na Shema, ndị bụ ndịisi ezinaụlọ ndị bi nʼAijalon. Ọ bụ ha chụpụrụ ndị Gat site nʼobodo ahụ.
Pia walikuwako Beria na Shema. Walikuwa vichwa vya koo walizoishi Aijalon, Ambao waliwaondoa wakazi wa Gati.
14 Beriya mụrụ Ahio, Shashak, Jeremot,
Beria alikuwa na wana watatu: Ahio, Shashaki, Jeremothi,
15 Zebadaya, Arad, Eda,
Zebadia, Aradi, Eda,
16 Maikel, Ishpa na Joha, ndị a bụ ụmụ ndị ikom Beriya.
Mikaeli, Ishipa, na Joha.
17 Zebadaya, Meshulam, Hizki, Heba,
Elipaa alikuwa na wana hawa: Zebadia, Meshulamu, Hiziki, Heba,
18 Ishmerai, Izlaya na Jobab bụ ụmụ Elpaal.
Ishimerai, Izilia, na Yobabu.
19 Jakim, Zikri, Zabdi,
Shimei alikuwa na wana hawa: Yokimu, Zikri, Zabdi,
20 Elienai, Ziletai, Eliel,
Elienai, Zilletai, Elieli,
21 Adaya, Beraya na Shimrat bụ ụmụ Shimei.
Adaia, Beraia, na Shimrati.
22 Ishpan, Eba, Eliel,
Shashaki alikuwa na wana hawa: Ishipani, Eba, Elieli,
23 Abdon, Zikri, Hanan,
Abdoni, Zikri, Hanani,
24 Hananaya, Elam, Antotija,
Hanania, Elamu, Antotoja,
25 Ifdeya na Penuel bụ ụmụ ndị ikom Shashak.
Ifdeia, na Penueli.
26 Jeroham mụrụ Shamsherai, Sheharaya, Atalaya,
Yerohamu alikuwa na wana hawa: Shamsherai, Sheharia, Atli,
27 Jaareshaya, Ịlaịja na Zikri bụ ụmụ ndị ikom Jeroham.
Yaareshia, Elija, na Zikri.
28 Ndị a niile bụ ndịisi ezi, ndị ndu, ndị bi na Jerusalem, ndị e depụtara aha ha nʼakwụkwọ usoro ọmụmụ.
Hawa walikuwa vichwa vya koo na viongozi walioishi Yerusalemu.
29 Jeiel nna Gibiọn biri na Gibiọn. Aha nwunye ya bụ Maaka.
Baba wa Gibeoni, Jeieli, ambaye mke wake aliitwa Maaka, aliishi ndani ya Gibeoni.
30 Ọ mụrụ Abdon, ọkpara ya, Zua, Kish, Baal, Nea, Nadab,
Uzao wake wa kwanza alikuwa Abdoni, akafatia Zuri, Kishi, Baali, Nadab,
31 Gedoa, Ahio na Zeka
Gedori, Ahio, na Zekari.
32 na Miklot, onye bụ nna Shimea. Ha onwe ha bikwa ndị ụmụnna ha nso na Jerusalem.
Mwana mwingine wa Yeieli alikuwa Mikloti, ambaye akaja kuwa baba wa Shimea. Pia wanaishi karibu na ndugu zao Yerusalemu.
33 Nea mụrụ Kish, nna Sọl. Ma Sọl mụrụ Jonatan, Malkishua, Abinadab na Esh-Baal.
Neri alikuwa baba wa Kishi. Kishi alikuwa baba wa Sauli. Sauli alikuwa baba wa Yonathani, Malkishua, Abinadabu, na Ishbaali.
34 Jonatan mụrụ nwa nwoke a na-akpọ Merib-Baal, nna Maịka.
Mwana wa Yonathani alikuwa Meribu Baali. Meribu Baali alikuwa baba wa Mika.
35 Ụmụ Maịka mụrụ bụ, Piton, Melek, Tarea na Ehaz.
Wana wa Mika walikuwa Pithoni, Meleki, Tarea, and Ahazi.
36 Ehaz amụọ Jehoada nna Alemet, Azmavet na Zimri. Zimri mụrụ Moza.
Ahazi akawa baba wa Yehoada. Yehoada alikuwa baba wa Amelethi, Azimavethi, na Zimri. Zimri alikuwa baba wa Moza.
37 Moza mụrụ Binea, nna Rafa, nna Eleasa, nna Azel.
Moza alikuwa baba wa Binea. Binea alikuwa baba wa Rafa. Rafa alikuwa baba wa Eleasa. Eleasa alikuwa baba wa Azeli.
38 Azel mụrụ ụmụ ndị ikom isii ndị a: Azrikam, Bokeru, Ishmel, Shearaya, Ọbadaya na Hanan. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Azel.
Azeli alikuwa na wana sita: Azrikamu, Bokeru, Ishimaeli, Obadia, na Hanani. Wote hawa walikuwa wana wa Azeli.
39 Eshek nwanne nwoke Azel mụrụ ndị ikom atọ: Ụlam, ọkpara ya na Jeush, na Elifelet.
Wana wa Esheki, kaka yake, walikuwa Ulamu mzaliwa wake wa kwanza, Yeushi wa pili, na Elifeleti wa tatu.
40 Ụmụ Ụlam bụ dike na dimkpa ndị a zụrụ ịgba ụta. Ọnụọgụgụ ụmụ ha na ụmụ ụmụ ha dị otu narị na iri mmadụ ise, 150. Ha niile sikwa nʼebo Benjamin.
Wana wa Ulamu walikuwa wanaume wa mapambano na warusha mishale wa zuri. Walikuwa na wana wengi na wajukuu, jumla ya 150. Wote hawa walikuwa uzao wa Benjamini.

< 1 Ihe E Mere 8 >