< 1 Ihe E Mere 6 >

1 Livayị mụrụ ndị a: Geshọn, Kohat na Merari.
’Ya’yan Lawi maza su ne, Gershon, Kohat da Merari.
2 Kohat mụrụ Amram, Izha, Hebrọn na Uziel.
’Ya’yan Kohat maza su ne, Amram, Izhar, Hebron da Uzziyel.
3 Amram mụrụ Erọn, Mosis na Miriam. Erọn mụrụ Nadab, Abihu, Elieza na Itama.
Yaran Amram su ne, Haruna, Musa da Miriyam.’Ya’yan Haruna maza su ne, Nadab, Abihu, Eleyazar da Itamar.
4 Elieza mụrụ Finehaz; Finehaz abụrụ nna Abishua
Eleyazar shi ne mahaifin Finehas, Finehas mahaifin Abishuwa,
5 Abishua bụ nna Buki, Buki abụrụ nna Uzi.
Abishuwa mahaifin Bukki, Bukki mahaifin Uzzi,
6 Uzi mụrụ Zerahaya, Zerahaya amụọ Meraiot.
Uzzi mahaifin Zerahiya, Zerahiya mahaifin Merahiyot,
7 Meraiot mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.
Merahiyot mahaifin Amariya, Amariya mahaifin Ahitub,
8 Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Ahimaaz.
Ahitub mahaifin Zadok, Zadok mahaifin Ahimawaz,
9 Ahimaaz mụrụ Azaraya, Azaraya amụọ Johanan.
Ahimawaz mahaifin Azariya, Azariya mahaifin Yohanan,
10 Johanan mụrụ Azaraya ọ bụ ya bụ onye ahụ bụ onye nchụaja ụlọnsọ ukwu ahụ Solomọn wuru na Jerusalem.
Yohanan mahaifin Azariya (shi ne ya yi hidima a matsayin firist a haikalin da Solomon ya gina a Urushalima),
11 Azaraya mụrụ Amaraya, Amaraya amụọ Ahitub.
Azariya mahaifin Amariya, Amariya mahaifin Ahitub,
12 Ahitub mụrụ Zadọk, Zadọk amụọ Shalum.
Ahitub mahaifin Zadok, Zadok mahaifin Shallum,
13 Shalum mụrụ Hilkaya, Hilkaya amụọ Azaraya.
Shallum mahaifin Hilkiya, Hilkiya mahaifin Azariya,
14 Azaraya mụrụ Seraya, Seraya amụọ Jehozadak,
Azariya mahaifin Serahiya, Serahiya kuwa mahaifin Yehozadak.
15 A dọtara Jehozadak nʼagha mgbe Onyenwe anyị mere ka Nebukadneza dọkpụrụ ndị Juda na Jerusalem nʼagha.
Yehozadak ne aka ɗauka sa’ad da Ubangiji ya tura Yahuda da Urushalima zuwa zaman bauta ta hannun Nebukadnezzar.
16 Ụmụ ndị ikom Livayị bụ, Geshọm, Kohat na Merari.
’Ya’yan Lawi maza su ne, Gershom, Kohat da Merari.
17 Geshọm mụrụ Libni na Shimei.
Waɗannan su ne sunayen’ya’yan Gershom. Libni da Shimeyi.
18 Ụmụ Kohat bụ Amram, Izha, Hebrọn, na Uziel.
’Ya’yan Kohat maza su ne, Amram, Izhar, Hebron da Uzziyel.
19 Merari mụtara Mahali na Mushi. Ndị a bụ ikwu Livayị ndị e depụtara dịka aha nna ha si dị.
’Ya’yan Merari maza su ne, Mali da Mushi. Waɗannan suke gidajen Lawiyawan da aka jera bisa ga kakanninsu.
20 Ikwu Geshọm bụ Libni, Jahat, Zima,
Na Gershom su ne, Libni, Yahat, Zimma,
21 Joa, Ido, Zera na Jeaterai.
Yowa, Iddo, Zera da Yeyaterai.
22 Ikwu Kohat bụ Aminadab, Kora, Asịa,
Zuriyar Kohat su ne, Amminadab, Kora, Assir,
23 Elkena, Ebiasaf, Asịa,
Elkana, Ebiyasaf, Assir,
24 Tahat, Uriel, Ụzaya na Shaul.
Tahat, Uriyel, Uzziya da Shawulu.
25 Ụmụ ụmụ Elkena bụ Amasai na Ahimot.
Zuriyar Elkana su ne, Amasai, Ahimot,
26 Ụmụ ụmụ Ahimot bụ Elkena, Zofai, Nahat,
Elkana, Zofai, Nahat,
27 Eliab, Jeroham, Elkena na Samuel.
Eliyab Yeroham, Elkana da Sama’ila.
28 Ụmụ Samuel bụ Juel, ọkpara ya, na Abija nke abụọ.
’Ya’yan Sama’ila maza su ne, Yowel ɗan fari da Abiya ɗa na biyu.
29 Ụmụ ụmụ Merari bụ Mahali, Libni, Shimei, Ụza,
Zuriyar Merari su ne, Mali, Libni, Shimeyi, Uzza,
30 Shimea, Hagiya na Asaya.
Shimeya, Haggiya da Asahiya.
31 Ndị a bụ ndị ikom Devid họpụtara nye ọrụ ilekọta ndị ọbụ abụ nʼụlọ Onyenwe anyị mgbe e bubatara igbe ọgbụgba ndụ nʼebe ahụ.
Waɗannan su ne mutanen da Dawuda ya sa su lura da waƙa a cikin gidan Ubangiji bayan da aka kawo akwatin alkawari yă huta a can.
32 Ha jere ozi ịbụ abụ ha nʼihu ụlọ ikwu, ya bụ, ụlọ nzute, tutu ruo mgbe Solomọn wuchara ụlọnsọ Onyenwe anyị na Jerusalem. Ha jere ozi ha dịka usoro ije ozi ha si dị.
Suka yi hidima da waƙa a gaban tabanakul, Tentin Sujada, sai da Solomon ya gina haikalin Ubangiji a Urushalima. Suka yi ayyukansu bisa ga ƙa’idodin da aka shimfiɗa musu.
33 Ndị a bụ ndị ikom ahụ jere ozi, ha na ụmụ ha ndị ikom: Site nʼikwu Kohat: Heman, ọbụ abụ. Ndị a bụ nna nna ya ochie: Juel, nwa Samuel,
Ga mutanen da suka yi hidimar, tare da’ya’yansu maza. Daga mutanen Kohat akwai, Heman, mawaƙi ɗan Yowel, ɗan Sama’ila,
34 nwa Elkena, nwa Jeroham, nwa Eliel, nwa Toa,
ɗan Elkana, ɗan Yeroham, ɗan Eliyel, ɗan Towa,
35 nwa Zuf, nwa Elkena, nwa Mahat, nwa Amasai,
ɗan Zuf, ɗan Elkana, ɗan Mahat, ɗan Amasai,
36 nwa Elkena, nwa Juel, nwa Azaraya, nwa Zefanaya,
ɗan Elkana, ɗan Yowel, ɗan Azariya, ɗan Zefaniya
37 nwa Tahat, nwa Asịa, nwa Ebiasaf, nwa Kora,
ɗan Tahat, ɗan Assir, ɗan Ebiyasaf, ɗan Kora,
38 nwa Izha, nwa Kohat, nwa Livayị, nwa Izrel.
ɗan Izhar, ɗan Kohat, ɗan Lawi, ɗan Isra’ila;
39 Asaf onye na-enyere Heman aka, na-eje ozi nʼakụkụ aka nri ya. Ndị bụ nna nna ya ochie bụ ndị a: Berekaya, nwa Shimea,
da kuma Asaf’yan’uwan Heman, waɗanda suka yi hidima a hannun damansa. Asaf ɗan Berekiya, ɗan Shimeya,
40 nwa Maikel, nwa Baaseya, nwa Malkija,
ɗan Mika’ilu, ɗan Ba’asehiya, ɗan Malkiya,
41 nwa Etni, nwa Zera, nwa Adaya,
ɗan Etni, ɗan Zera, ɗan Adahiya
42 nwa Etan, nwa Zima, nwa Shimei,
ɗan Etan, ɗan Zimma, ɗan Shimeyi,
43 nwa Jahat, nwa Geshọm, nwa Livayị.
ɗan Yahat, ɗan Gershom, ɗan Lawi;
44 Onye ọzọ na-enyere Heman aka bụ Etan, onye ikwu Merari. Ọ na-anọ nʼaka ekpe ya. Ndị bụ nna nna ochie Etan bụ ndị a, Kishi, nwa Abdi, nwa Maluk,
da kuma daga’yan’uwansu, mutanen Merari, a hannun hagunsa. Etan ɗan Kishi, ɗan Abdi, ɗan Malluk,
45 nwa Hashabaya, nwa Amazaya, nwa Hilkaya,
ɗan Hashabiya, ɗan Amaziya, ɗan Hilkiya,
46 nwa Amzi, nwa Bani, nwa Shema,
ɗan Amzi, ɗan Bani, ɗan Shemer,
47 nwa Mahali, nwa Mushi, nwa Merari, nwa Livayị.
ɗan Mali, ɗan Mushi, ɗan Merari, ɗan Lawi.
48 Ụmụnna ha ndị Livayị ụfọdụ ka e tinyere nʼọrụ dị iche iche nʼụlọ ikwu, bụ ụlọ Chineke.
Aka ba’yan’uwansu Lawiyawa dukan sauran ayyukan tabanakul, gidan Allah.
49 Ma Erọn na ụmụ ụmụ ya bụ ndị chụrụ aja onyinye nʼelu ebe ịchụ aja nke aja nsure ọkụ, nakwa nʼelu ebe ịchụ aja ihe na-esi isi ụtọ, nke metụtara ọrụ ije ozi niile nʼime Ebe ahụ Kachasị Nsọ, na-ekpuchikwara Izrel mmehie niile ha, nʼusoro dịka ihe niile si dị nke Mosis ohu Chineke nyere nʼiwu.
Amma Haruna da zuriyarsa su ne waɗanda suke miƙa hadayu a kan bagaden hadaya ta ƙonawa da kuma a kan bagaden turare haɗe da dukan abin da ake yi a Wuri Mafi Tsarki, suna yin kafara domin Isra’ila, bisa ga dukan abin da Musa bawan Allah ya umarta.
50 Ụmụ ụmụ Erọn bụ Elieza, na Finehaz, na Abishua,
Waɗannan su ne zuriyar Haruna, Eleyazar, Finehas, Abishuwa,
51 na Buki, na Uzi, na Zerahaya,
Bukki, Uzzi, Zerahiya,
52 na Meraiot, na Amaraya, na Ahitub,
Merahiyot, Amariya, Ahitub,
53 na Zadọk, na Ahimaaz.
Zadok da Ahimawaz.
54 Ndị a bụ ala na obodo dị iche iche ụmụ Erọn ketara, nke e nyere ikwu Kohat, ụmụ ụmụ Erọn, nʼihi na ọ bụ ha ka e bu ụzọ kenye oke site nʼife nza.
Waɗannan su ne wuraren zamansu da aka ba su rabo su zama yankunansu (aka ba wa zuriyar Haruna waɗanda suke daga gidan Kohat, domin rabo na fari nasu ne):
55 Hebrọn, nʼime Juda, ya na ala ịta nri anụ ụlọ niile dị ya gburugburu.
Aka ba su Hebron a Yahuda tare da wuraren kiwon da suke kewayenta.
56 Ma ala ubi na obodo nta niile gbara Hebrọn gburugburu ka e nyere Kaleb nwa Jefune.
Amma filaye da ƙauyukan da suke kewayen birnin aka ba wa Kaleb ɗan Yefunne.
57 Ya mere e nyere ụmụ ụmụ Erọn Hebrọn (obodo mgbaba), na Libna, na Jatịa, na Eshtemoa,
Saboda haka aka ba wa zuriyar Haruna Hebron (birnin mafaka), da Libna, Yattir Eshtemowa,
58 na Hilen, na Debịa,
Hilen, Debir,
59 na Ashan, na Juta, na Bet-Shemesh, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Ashan, Yutta da Bet-Shemesh, tare da wuraren kiwonsu.
60 Site nʼebo Benjamin e nyere ha obodo Gibiọn, Geba, Alemet, na Anatot, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha. Obodo ndị a, nke e kere nʼetiti ndị ikwu Kohat, dị iri na otu nʼọnụọgụgụ.
Daga kabilar Benyamin kuma aka ba su Gibeyon, Geba, Alemet da Anatot, tare da wuraren kiwonsu. Waɗannan garuruwa waɗanda aka raba a tsakanin mutanen gidan Kohat, goma sha uku ne duka.
61 E fere nza tupu e nye ndị fọdụrụ nʼime ikwu Kohat obodo iri site nʼala ọkara ebo Manase.
Aka ba sauran zuriyar Kohat rabon garuruwa goma daga gidajen rabin kabilar Manasse.
62 E fekwara nza nye agbụrụ niile dị nʼikwu Geshọm obodo iri na atọ na Bashan, site nʼala ebo Isaka, na Asha, na Naftalị, na agbụrụ niile dị nʼikwu Manase.
Aka ba zuriyar Gershom, gida-gida, rabon garuruwa goma sha uku daga kabilan Issakar, Asher da Naftali, da kuma daga sashen rabi kabilar Manasse da yake a Bashan.
63 E fekwara nza nye ikwu Merari obodo iri na abụọ site nʼala ebo Ruben, na Gad, na Zebụlọn.
Aka ba zuriyar Merari, gida-gida, rabon garuruwa goma sha biyu daga kabilan Ruben, Gad da Zebulun.
64 Otu a ka ndị Izrel si nye ndị Livayị obodo ndị a na ebe ịta nri nke anụ ụlọ dị.
Saboda haka Isra’ilawa suka ba Lawiyawa waɗannan garuruwa da wuraren kiwonsu.
65 Site nʼebo Juda, na Simiọn, na Benjamin ka e si kenye ha obodo ndị ahụ a kpọrọ aha ha na mbụ.
Daga kabilan Yahuda, Simeyon da Benyamin suka ba su rabon sunayen garuruwan da aka ambata.
66 E sitere nʼala ndị ebo Ifrem kenye ụfọdụ nʼime ndị agbụrụ Kohat obodo ụfọdụ.
Aka ba wa waɗansu na mutanen gidan Kohat yankin garuruwansu daga kabilar Efraim.
67 Nʼala ugwu ugwu Ifrem e kenyere ha Shekem (obodo mgbaba), na Gaza,
A ƙasar tudun Efraim aka ba su Shekem (birnin mafaka), da Gezer,
68 na Jokmeam, na Bet-Horon,
Yokmeyam, Bet-Horon,
69 na Aijalon, na, Gat Rimọn, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ gbara ya gburugburu.
Aiyalon da Gat-Rimmon, tare da wuraren kiwonsu.
70 Site nʼọkara ebo Manase, ndị Izrel nyere ndị ikwu Kohat fọdụrụ obodo ndị a: Anea na Bileam, tinyere ala ebe ịta nri anụ ụlọ ha.
Daga rabin kabilar Manasse kuwa, Isra’ilawa suka ba da Aner da Bileyam, tare da wuraren kiwonsu, ga sauran gidajen mutanen Kohat.
71 Ndị Geshọm natara obodo ndị a: Site nʼagbụrụ ọkara ebo Manase ha natara Golan, nke dị na Bashan, na Ashtarọt, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
Mutanen Gershom suka sami waɗannan. Daga gidan rabin kabilar Manasse, sun sami Golan a Bashan da kuma Ashtarot, tare da wuraren kiwonsu;
72 Ebo Isaka nyere ha Kedesh, Daberat,
daga kabilar Issakar suka sami Kedesh, Daberat,
73 Ramọt na Anem, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
Ramot da Anem, tare da wuraren kiwonsu;
74 Ebo Asha nyere ha Mashal, Abdon,
daga kabilar Asher suka sami Mashal, Abdon,
75 Hukọk na Rehob, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ niile dị ha gburugburu.
Hukok da Rehob, tare da wuraren kiwonsu;
76 Ebo Naftalị nyere ha Kedesh nʼime Galili, Hamọn na Kiriatem, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha.
daga kabilar Naftali kuwa suka sami Kedesh a Galili, Hammon da Kiriyatayim, tare da wuraren kiwonsu.
77 Ndị ebo Zebụlọn nyere ụmụ Merari ndị Livayị fọdụrụ ala ndị a: Jokneam, Kata, Rimọn na Taboa, tinyere ebe ịta nri anụ ụlọ ha.
Mutanen Merari (sauran Lawiyawan) suka sami waɗannan. Daga kabilar Zebulun suka sami Yokneyam, Karta, Rimmon da Tabor, tare da wuraren kiwonsu;
78 Ma nʼofe osimiri Jọdan, nʼọwụwa anyanwụ obodo Jeriko, ndị ebo Ruben nyere ha obodo Beza dị nʼọzara, nyekwa ha Jahaz,
daga kabilar Ruben a hayin Urdun a gabashi Yeriko suka sami Bezer a hamada, Yahza,
79 Kedemot na Mefaat, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.
Kedemot da Mefa’at, tare da wuraren kiwonsu;
80 Ndị ebo Gad nyere ha Ramọt nke Gilead, Mahanaim,
daga kabilar Gad kuwa suka sami Ramot a Gileyad, Mahanayim,
81 Heshbọn na Jeza, tinyere ebe ịta nri nke anụ ụlọ ha niile.
Heshbon da Yazer, tare da wuraren kiwonsu.

< 1 Ihe E Mere 6 >