< Psalmowo 67 >
1 Ha na hɛnɔ la. Woadzii ɖe kasaŋku ŋu. Mawu, ve mía nu, eye nàyra mí, na wò mo naklẽ ɖe mía dzi, (Sela)
Abụ Ọma dịrị onyeisi abụ. Abụ eji ụbọ akwara akpọ. Abụ Ọma. Otu Abụ. Ka Chineke meere anyị amara ma gọzie anyị, ma mee ka ihu ya chakwasị anyị, (Sela)
2 Ale be woanya wò mɔwo le anyigba dzi kple wò xɔxɔ le dukɔwo dome.
Ka a mara ụzọ gị niile nʼụwa, marakwa nzọpụta gị nʼetiti mba niile.
3 O! Mawu, dukɔwo akafu wò, anyigbadzidukɔwo katã akafu wò.
Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị.
4 Dukɔwo akpɔ dzidzɔ, adzi ha, atso aseye, elabena èɖu dukɔwo dzi le dzɔdzɔenyenye me, eye nèkplɔ anyigbadzidukɔwo. (Sela)
Ka mba niile ṅụrịa ma bụọ abụ ọṅụ, nʼihi na ị na-eji ikpe ziri ezi na-achị ndị mmadụ, na-edukwa mba niile nke ụwa. (Sela)
5 Mawu, dukɔwo katã akafu wò; wòe dukɔwo katã akafu.
Ka mmadụ niile too gị, O Chineke; ka mmadụ niile too gị.
6 Ekema anyigba ana woaxa eƒe nukuwo fũu, eye Mawu, míaƒe Mawu la ayra mí.
Mgbe ahụ, ala ga-amịpụta ihe owuwe ubi ya, Chineke, onye bụ Chineke anyị, ga-agọzikwa anyị.
7 Mawu ayra mí, eye anyigba ƒe mlɔenutɔwo katã avɔ̃e.
Chineke ga-agọzi anyị, nsọtụ niile nke ụwa ga-atụ egwu ya.