< Sam 134 >

1 Kathutkung: Panuekhoeh, tami tangawn ni Hezekiah a ti awh BAWIPA e sannaw pueng tho awh, Karum vah, BAWIPA e im dawk thaw katawknaw pueng, BAWIPA teh pholen awh.
Abụ nrigo. Toonu Onyenwe anyị, unu ndị ohu Onyenwe anyị niile ndị na-eje ozi nʼime ụlọ Onyenwe anyị nʼoge abalị.
2 Thoungnae hmuen koe lah na kut dâw awh nateh, BAWIPA teh pholen awh.
Chilienụ aka unu abụọ elu nʼime ụlọnsọ ya ma toonu Onyenwe anyị.
3 Kalvan hoi talai ka sak e BAWIPA ni Zion hoi nang hah yawhawinae na poe lawiseh.
Ka Onyenwe anyị, onye kere eluigwe na ụwa site na Zayọn gọzie unu.

< Sam 134 >