< 1 Mbiri 1 >
2 Kenani, Mahalaleli, Yaredi,
Kenan, Mahalalel, Jared,
3 Enoki, Metusela, Lameki, Nowa.
Enọk, Metusela, Lamek, na Noa.
4 Ana a Nowa, Semu, Hamu ndi Yafeti.
Ụmụ Noa bụ Shem, Ham, na Jafet.
5 Ana aamuna a Yafeti anali: Gomeri, Magogi, Madai, Yavani, Tubala, Mesaki ndi Tirasi.
Ụmụ ndị ikom Jafet bụ: Goma, Magog, Madai, Javan, Tubal, Meshek na Tiras.
6 Ana aamuna a Gomeri anali: Asikenazi, Rifati ndi Togarima
Ụmụ ndị ikom Goma bụ Ashkenaz, na Rifat, na Togama.
7 Ana aamuna a Yavani anali: Elisa, Tarisisi, Kitimu ndi Rodanimu.
Ụmụ ndị ikom Javan bụ: Elisha, Tashish, Kitim, na Rodanim.
8 Ana aamuna a Hamu anali: Kusi, Miziraimu, Puti ndi Kanaani
Ụmụ ndị ikom Ham bụ: Kush, Ijipt, Put na Kenan.
9 Ana aamuna a Kusi anali: Seba, Havila, Sabita, Raama ndi Sabiteka Ana aamuna a Raama anali: Seba ndi Dedani.
Ụmụ ndị ikom Kush bụ: Seba, Havila, Sabta, Raama, na Sabteka. Ụmụ ndị ikom Raama bụ: Sheba na Dedan.
10 Kusi anali abambo a Nimurodi amene anali wankhondo wamphamvu kwambiri pa dziko lapansi.
Kush bụ nna Nimrọd, onye mesịrị bụrụ dike nʼagha nʼụwa.
11 Igupto ndiye kholo la Aludi, Aanami, Alehabu, Anafutu,
Ijipt bụ nna ndị Lud, ndị Anam, ndị Lehab, ndị Naftuh,
12 Apaturusi, Akasilu (kumene kunachokera Afilisti) ndi Akafitori.
ndị Patrus, na ndị Kasluh (onye ndị Filistia sitere na ya) na ndị Kafto.
13 Kanaani anabereka mwana wake wachisamba Sidoni, ndipo anaberekanso Ahiti,
Kenan bụ nna Saịdọn, ọkpara ya, na ndị Het,
14 Ayebusi, Aamori, Agirigasi
ndị Jebus, ndị Amọrait, ndị Gigash,
ndị Hiv, ndị Aka, ndị Sini,
16 Aaravadi, Azemari ndi Ahamati.
ndị Avad, ndị Zema na ndị Hamat.
17 Ana aamuna a Semu anali: Elamu, Asuri, Aripakisadi, Ludi ndi Aramu. Ana aamuna a Aramu anali: Uzi, Huri, Geteri ndi Mesaki.
Ụmụ ndị ikom Shem bụ Elam, Ashua, Apakshad, Lud na Aram. Ụmụ Aram bụ Uz, Hul, Geta na Meshek.
18 Aripakisadi anabereka Sela ndipo Selayo anabereka Eberi:
Apakshad bụ nna Shela; Shela bụrụ nna Eba.
19 Eberi anabereka ana aamuna awiri: wina anamutcha Pelegi, chifukwa pa nthawiyo anthu a pa dziko lapansi anagawikana. Dzina la mʼbale wake linali Yokitani.
Eba mụtara ụmụ ndị ikom abụọ: Aha otu nʼime ha bụ Peleg, nʼihi na ọ bụ nʼoge ndụ ya ka e kewara ụwa; aha nwanne ya nwoke bụ Joktan.
20 Yokitani anabereka Alimodadi, Selefi, Hazari-Maveti, Yera,
Joktan bụ nna Almodad, Shelef, Hazamavet, Jera,
21 Hadoramu, Uzali, Dikila
Hadoram, Ụzal, Dikla,
22 Obali, Abimaeli, Seba,
Obal, Abimael, Sheba,
23 Ofiri, Havila ndi Yobabu. Onsewa anali ana aamuna a Yokitani.
Ọfịa, Havila na Jobab. Ndị a niile bụ ụmụ ndị ikom Joktan.
24 Semu, Aripakisadi, Sela
Shem, Apakshad, Shela,
27 ndi Abramu (amene ndi Abrahamu).
na Ebram, ya bụ Ebraham.
28 Ana a Abrahamu ndi awa: Isake ndi Ismaeli.
Ụmụ Ebraham mụrụ bụ Aịzik na Ishmel.
29 Zidzukulu zake zinali izi: Nebayoti ndiye anali mwana woyamba wa Ismaeli, kenaka Kedara, Adibeeli, Mibisamu,
Ndị a bụ ụmụ ụmụ ha: Nebaiot (ọkpara Ishmel), Keda, Adbel, Mibsam,
30 Misima, Duma, Masa, Hadadi, Tema,
Mishma, Duma, Masa, Hadad, Tema,
31 Yeturi, Nafisi ndi Kedema. Awa anali ana a Ismaeli.
Jetua, Nafish na Kedema. Ndị a bụ ụmụ ndị ikom Ishmel.
32 Ana a Ketura mzikazi wa Abrahamu anali awa: Zimurani, Yokisani, Medani, Midiyani, Isibaki ndi Suwa. Ana a Yokisani ndi awa: Seba ndi Dedani
Ketura, iko nwanyị Ebraham, mụtaara ya Zimran, Jokshan, Medan, Midian, Ishbak na Shua. Jokshan mụtara ndị a: Sheba na Dedan.
33 Ana aamuna a Midiyani anali, Efai, Eferi, Hanoki, Abida ndi Elida. Onsewa anali zidzukulu za Ketura.
Ụmụ ndị ikom Midian bụ: Efaa, Efe, Hanok, Abida na Eldaa. Ndị a niile bụ ụmụ ụmụ Ketura.
34 Abrahamu anabereka Isake. Ana a Isake anali awa: Esau ndi Israeli.
Ebraham mụtara Aịzik. Ụmụ ndị ikom Aịzik bụ Ịsọ na Izrel.
35 Ana aamuna a Esau anali awa: Elifazi, Reueli, Yeusi, Yolamu ndi Kora.
Ịsọ mụrụ ndị a: Elifaz, Reuel, Jeush, Jalam na Kora.
36 Ana a Elifazi anali awa: Temani, Omari, Zefo, Gatamu ndi Kenazi: Amene anabereka ndi Timna: Amaleki.
Ụmụ Elifaz bụ Teman, Ọmaa, Zefi, Gatam na Kenaz, na Amalek, site na Timna.
37 Ana a Reueli anali awa: Nahati, Zera, Sama ndi Miza.
Ụmụ ndị ikom Reuel bụ: Nahat, Zera, Shama, na Miza.
38 Ana a Seiri anali awa: Lotani, Sobala, Zibeoni, Ana, Disoni, Ezeri ndi Disani.
Ụmụ ndị ikom Sia bụ Lotan, Shobal, Zibiọn, Ana, Dishọn, Eza na Dishan.
39 Ana aamuna a Lotani anali awa: Hori ndi Homamu. Timna anali mlongo wake wa Lotani.
Ụmụ ndị ikom Lotan bụ Hori na Homam. Timna bụkwa nwanne nwanyị Lotan.
40 Ana aamuna a Sobala anali awa: Alivani, Manahati, Ebala, Sefo ndi Onamu. Ana aamuna a Zibeoni anali awa: Ayiwa ndi Ana.
Ụmụ ndị ikom Shobal bụ Alvan, Manahat, Ebal, Shefo na Onam. Zibiọn mụrụ Aịa na Ana.
41 Mwana wa Ana anali Disoni. Ana a Disoni anali awa: Hemudani, Esibani, Itirani ndi Kerani
Ana mụrụ Dishọn. Ụmụ Dishọn bụ Hamran, na Eshban, na Itran, na Keran.
42 Ana aamuna a Ezeri anali awa: Bilihani, Zaavani ndi Yaakani. Ana aamuna a Disani anali awa: Uzi ndi Arani.
Ụmụ ndị ikom Eza bụ Bilhan, na Zaavan, na Akan. Ụmụ ndị ikom Dishan bụ Uz na Aran.
43 Awa ndi mafumu amene ankalamulira dziko la Edomu, mfumu iliyonse ya Israeli isanayambe kulamulira kumeneko: Bela mwana wa Beori, mzinda wake ankawutcha Dinihaba.
Ndị a bụ ndị eze chịrị nʼEdọm tupu ndị Izrel enwee eze nke ha. Bela nwa Beoa, onye aha obodo ya bụ Dinhaba.
44 Bela atamwalira, Yobabu mwana wa Zera wochokera ku Bozira analowa ufumu mʼmalo mwake.
Mgbe Bela nwụrụ Jobab nwa Zera, onye Bozra nọchiri ya dịka eze.
45 Yobabu atamwalira, Husamu wochokera ku dziko la Atemani, analowa ufumu mʼmalo mwake.
Mgbe Jobab nwụrụ, Husham onye si nʼala Teman nọchiri ya dịka eze.
46 Husamu atamwalira, Hadadi mwana wa Bedadi, amene anagonjetsa Amidiyani mʼdziko la Mowabu, analowa ufumu mʼmalo mwake. Mzinda wake unkatchedwa Aviti.
Mgbe Husham nwụrụ, Hadad nwa Bedad, onye meriri ndị agha Midia nʼọzara Moab, ghọrọ eze. Isi obodo ya bụ Avit.
47 Hadadi atamwalira, Samila wochokera ku Masireka analowa ufumu mʼmalo mwake.
Mgbe Hadad nwụrụ, Samla onye Masrika nọchiri ya dịka eze.
48 Samila atamwalira, Sauli wochokera ku Rehoboti wa ku Mtsinje analowa ufumu mʼmalo mwake.
Mgbe Samla nwụrụ, Shaul onye sitere na Rehobọt dị nʼakụkụ osimiri nọchiri ya dịka eze.
49 Sauli atamwalira, Baala-Hanani mwana wa Akibori analowa ufumu mʼmalo mwake.
Mgbe Shaul nwụrụ, Baal-Hanan nwa Akboa, nọchiri ya dịka eze.
50 Pamene Baala-Hanani anamwalira, Hadadi analowa ufumu mʼmalo mwake. Mzinda wake unkatchedwa Pau, ndipo dzina la mkazi wake linali Mehatabeli mwana wa Matiredi, mwana wamkazi wa Me-Zahabu.
Mgbe Baal-Hanan nwụrụ, Hadad nọchiri ya dịka eze. Akpọrọ isi obodo ya Pai. Aha nwunye ya bụ Mehetabel, nwa Matred, nwa nwa Mezahab.
51 Hadadi anamwaliranso. Mafumu a ku Edomu anali: Timna, Aliva, Yeteti,
Hadad mesịrị nwụọkwa. Ndịisi ọnụmara nʼEdọm bụ Timna, Alva, Jetet,
52 Oholibama, Ela, Pinoni,
Oholibama, Elaa, Pinon,
53 Kenazi, Temani, Mibezari,
Kenaz, Teman, Mibza,
54 Magidieli ndi Iramu. Awa anali mafumu a ku Edomu.
Magdiel na Iram. Ndị a bụ ndịisi ọnụmara nʼEdọm.