< Abụ nke Abụ 1 >

1 Abụ nke abụ nke Solomọn.
Oyo nde nzembo oyo eleki kitoko kati na banzembo ya Salomo.
2 Ya were nsusu niile nke ọnụ ya susuo m ọnụ, nʼihi na ịhụnanya gị dị ụtọ karịa mmanya.
Tika ete bibebu na yo epesa ngai beze, pamba te bolingo na yo eleki vino na elengi.
3 Mmanụ otite gị niile na-esi isi ọma, aha gị dịka mmanụ isi ụtọ awụpụtara awụpụta, ọ bụghị ihe ịtụnanya na ụmụ agbọghọ hụrụ gị nʼanya.
Solo ya malasi na yo ezali kitoko, mobimba na yo ezali lokola solo ya malasi ya kitoko oyo epanzani; yango wana bilenge basi balingaka yo!
4 Kpọrọ m, ka mụ na gị soro, ka anyị mee ngwangwa. Ka eze kpọbata m nʼime ụlọ ya. Ndị Enyi Anyị ga-aṅụrị ọṅụ nwekwa obi ụtọ nʼime gị. Anyị ga-eto ịhụnanya gị karịa mmanya. Onye a hụrụ nʼanya Lee nʼizi ezi ka ha nʼahụ gị nʼanya nke ukwuu.
Tokende na yo elongo, tokima mbangu! Mokonzi akotisi ngai na bashambre na ye! Tovanda elongo na esengo mpe tosepela na tina na yo, tosanzola bolingo na yo, oyo eleki vino ya kitoko na elengi. Solo, ezali na pamba te nde basi balulaka yo!
5 Ana m eji nji ma a maara m mma ile anya, unu ụmụ agbọghọ Jerusalem. Adị m nji dịka ụlọ ikwu nke Keda dịka akwa mgbochi dị nʼụlọ Solomọn.
Oh bilenge basi ya Yelusalemi, nazali mwindo, kasi nazali kitoko! Solo, nazali mwindo lokola bandako ya kapo ya Kedari, lokola barido ya kitoko na ndako ya kapo ya Salomo.
6 Unu elekwasịla m anya, maka na m na-eji nji. Ọ bụ anwụ gbajiri m. Ụmụnne m ndị ikom were iwe megide m, zipụ m nʼezi ilekọta ubi vaịnị anyị, ma ubi vaịnị nke m ka m na-elekọtaghị.
Kokamwa ngai te mpo ete nazali mwindo, pamba te moyi nde eyindisi ngai. Bana mibali ya mama na ngai basilikelaki ngai, bakomisaki ngai mokengeli bilanga ya vino. Solo, bilanga na ngai moko ya vino, nazalaki kokoka lisusu te kokengela yango.
7 Gwa m, gị onye m hụrụ nʼanya, ebee ka anụ ụlọ gị na-ata nri? Ebee ka atụrụ gị na-ezu ike nʼetiti ehihie? Nʼihi gị ka m ga-eji dịka nwanyị e kpuchiri ihu nʼetiti igwe anụ ụlọ ndị enyi gị.
Oh mobali oyo ngai nalingaka, yebisa ngai esika nini oleisaka bibwele na yo, esika nini opemisaka bampate na yo na midi! Mpo na nini nazala lokola mwasi oyo azali koyengayenga sima na bibwele ya baninga na yo?
8 Ọ bụrụ na ị maghị, gị nwanyị kachasị mma, soro nzọ ụkwụ igwe atụrụ meekwa ka ụmụ ewu gị taa ahịhịa dị nʼakụkụ ụlọ ikwu ndị na-elekọta atụrụ.
Oh mwasi oyo aleki basi nyonso na kitoko, soki oyebi yango te, landa kaka matambe ya bibwele, na banzela oyo yango elekeli, mpe leisa bana bantaba ya basi na yo pembeni ya bandako ya kapo ya babateli bibwele.
9 Ana m atụnyere gị, gị onye m hụrụ nʼanya dịka nne ịnyịnya e kenyere nʼotu ụgbọ agha Fero.
Oh bolingo na ngai, nazali komona yo lokola mpunda ya mwasi oyo ebendaka shar ya Faraon.
10 Agba nti gị ka e jiri ọlantị chọọ mma, olu gị kwa ka e jiri nkume dị oke ọnụahịa e doro nʼahịrị chọọ mma.
Matama na yo ezalaka kitoko kati na biloko ya matoyi, mpe kingo na yo ebongaka na mayaka.
11 Anyị ga-emere gị ọlantị dị iche iche nke ọlaedo, nke e ji ọlaọcha chọọ mma.
Tokolukela yo biloko ya matoyi ya wolo oyo batia bambuma ya mike-mike ya palata.
12 Mgbe eze nọ na tebul ya, mmanụ isi ọma m tere sijuru ebe niile.
Tango mokonzi azalaki kolia na mesa na ye, malasi na ngai ya nare ezalaki kopanza solo na yango ya kitoko.
13 Onye m hụrụ dị m ka ụda máá e kechiri nʼakpa nke dị nʼetiti ara m abụọ.
Molingami na ngai azali mpo na ngai lokola liboke ya malasi ya mire, akolekisa butu na ye na kati-kati ya mabele na ngai.
14 Onye m hụrụ nʼanya dịrị m ka ụyọkọ ukwu okoko henna nke sitere nʼogige ubi vaịnị En-Gedi.
Molingami na ngai azali mpo na ngai lokola liboke ya bambuma ya ene oyo ewutaka na bilanga ya vino ya Eyini-Gedi.
15 Nʼezie, ị mara mma, onye m hụrụ nʼanya. Leenụ ka ị si maa mma! Anya gị dịka nduru.
Oh mwasi na ngai ya motema, ozali kitoko! Solo, ozali penza kitoko makasi! Miso na yo elala lokola ebenga.
16 Onye m hụrụ nʼanya, ị mara mma nwoke. E, ị mara mma. Ebe ndina anyị dịka ahịhịa ndụ.
Mobali na ngai, tala ndenge nini ozali kitoko! Ozali penza elengi. Mbeto na biso ezali nde matiti ya mobesu,
17 Ogidi nke ụlọ anyị bụ osisi sida, ntuhie ya bụkwa osisi fịa.
makonzi ya ndako na biso esalemi na banzete ya sedele, mpe balate na yango, na banzete ya sipele.

< Abụ nke Abụ 1 >