< Abụ Ọma 117 >

1 Toonu Onyenwe anyị, unu mba niile dị iche iche. Jaakwa ya mma, unu ndị niile dị iche iche.
Dumisani iNkosi, lina zizwe zonke, liyibabaze, lina bantu lonke.
2 Nʼihi na ịhụnanya ya nʼebe anyị nọ dị ukwuu. Ikwesi ntụkwasị obi Onyenwe anyị na-adịkwa ruo mgbe ebighị ebi. Toonu Onyenwe anyị!
Ngoba uthandolomusa wayo mkhulu kithi, leqiniso leNkosilimi kuze kube nininini. Dumisani iNkosi!

< Abụ Ọma 117 >